Odezuruigbo bụ Jonal nke Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afirika na Nziká»rịta Ozi, Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka. Aha a bụ okwu Igbo nke pụtara “Ihe jezuru ebe niileâ€. Ude ya na-edezu na mba niile site na Gá»á»gụl na Ntaneetị. Nke a mere na Jonal a, dị ka aha ya gosipụtara, metụtara mmadụ niile na mba niile. Ebumnuche Jonal Odezuruigbo hiwere isi n’ime ka a mara na á» dị mkpa iji asụsụ Igbo depụta edemede nchá»cha enyochara nke á»ma. Nke a ga-enye aka n’ịkwalite asụsụ Igbo, ma mee ka á» na-eto eto. Ọ na-anabatakwa edemede e dere na Bekee nke nakwa ewelite ogo asụsụ, omenala, amamihe, nsirihụ ụwa na njirimara ndị Igbo. Nke a pụtara na á» na-anabata edemede na atụmatụ á»bụla metụtara á»dịmma ndị mmadụ, akụká» ntá»ala, mmeká»rịta mmadụ na ibe ya, agụmagụ, ekpemekpe, omenala, agụmakwụkwá», á»chịchị, nka na ụzụ, w.d.g.
Full Issue
View or download the full issue | ODEZURUIGBO2016 |
Table of Contents
Articles
Edith U. Nwobu & Chisom L. Obigwe
|
|
Ilechukwu Chiamaka Patience & Onwudiwe George Elochukwu
|
|
Egwuonwu-Chimezie, Gloria Nkiru & Medolu, Agatha Obiageli
|
|
Aloysius U. Umeodinka & Nweze Ifeoma M.
|
|
Dom-Anyanwu, Ngozi L.
|
|
Orji Ethel Odinakachi & Thecla N. Udemmadu
|
|
Anagor, Chioma C.
|
|
Nkoli Nnyigide
|
|
Okeyika, Juliet Ifunanya & Nwokoye, Nkechinyere
|
|
Esther Ogochukwu Akpulu
|
|
Anselem Nnamdi Achebe
|
|
Nzereogu Daniel Chukwuma
|
|
Chinedu Okoro, Marcia Udem & Edith Ifesinachukwu
|
|
Emmanuel Nwachukwu Uzuegbunam
|
|