MKPỤRỤ OKWU IGBO MAKA NKANỤZỤ

Ilechukwu Chiamaka Patience & Onwudiwe George Elochukwu

Abstract


Ọtụtụ mgbe ka á» na-abụ a kpá»pụta okwu nka na ụzụ kwesiri ka mmadụ mara ihe á» bụ, á» gbagwojuo ya anya n’ihi asụsụ e ji kpá»pụta ya bụ nka na ụzụ. Asụsụ Igbo dị nnukwu mkpa maka agamnihu na mmụba okwu nka na ụzụ. Ihe jupụtara ụwa taa bụ aka á»rụ nka na ụzụ, ma aká»rá»ngwa e ji akụzi nkụzi, esi nri, eti egwu, achá» mma na ihe ndị á»zá» na-enyere obibi ndụ aka. Mmadụ á» bụla nwere ihe jiká»rá» ya na nka na ụzụ. A chá»pụtara na asụsụ Igbo enweghi aha zuru oke maka nkepụta niile a sayensị na nka na ụzụ nyere anyị, nke a mere na e kwuo ụfá»dụ ihe, nghá»ta ha na-enye nsogbu, á» kachasị onye amatachabeghi gbasara nka na ụzụ nke á»ma. Ebumnuche nchá»cha a bụ ịmata etu asụsụ Igbo ga-esi kwalite nka na ụzụ. O hibere isi na mmebe okwu Igbo dị ka o si metụta nka na ụzụ n’ebe ndị a; akpụmakpụ, mgbasa ozi, njem, ịrụ ụlá», ụlá» akwụkwá», ụlá» á»rụ na ahịa. E ji atụtụ kenkwalite otu na omenala nke Vygotsky (1978) wee mee nchá»cha a. Nwa nchá»cha gbasoro usoro sá»vee nke gụnyere igba ajụjụ á»nụ wee mee nchá»cha a ma chá»pụta na nka na ụzụ ndị nwere aha Igbo na-aka enye nghá»ta doro anya karịa ndị enweghi aha Igbo. Nchá»cha a ga-abara ụmụ akwụkwá» na ndị nkụzi uru nke ukwu ma bakwaara nwa afá» Igbo á» bụla chá»rá» agamnihu asụsụ Igbo uru.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.