EMEREME NSINOKWU N’ASỤSỤ IGBO: NTỤLE OKWE AGBAALA

Edith U. Nwobu & Chisom L. Obigwe

Abstract


E wezụga asụsụ mmadụ na ibe ya agaghị enwe mmeká»rịta n’ụdị á» bụla. Mmadụ na ibe ya ga-aná» mmadụ mmadụ, na-esi mmụỠmmụá». Ọ bụ asụsụ ka ihe niile mmadụ na-eme ji adị ire. Ihe nke a pụtara bụ na echiche niile mmadụ na-eche na omume niile mmadụ na-eme bụ nke dabeere kpá»mkwem n'ebe asụsụ dị. Ya mere, iji mee ka mkparịtaụka mmadụ abụỠma á» bụ karịa bụrụ nke nwere isi, á» bụ asụsụ ka ha ji mere akarangwa ma á» bụ ngwaá»rụ maka nke a. Ọtụtụ oge mmadụ na ibe ya na-akparịta ụka n'onwe ha, ụfụdụ na-ada ada okwu ma á» bụ na-aghá» onwe ha aghụghá» n'ihi amaghị usoro ha ga-esi banye n’ụbụbá» ahụ ma á» bụ na ha amaghị oge ha ga-eji tụnye ụtụ nke ha. Ọ bụ ihe dị etu a kpaliri mmụỠnchá»cha a. Okwe Agbaala ka e ji mere ngwaá»rụ. Iji mee nchá»cha a nke á»ma, a chịká»tara ejije Okwe Agbaala ma were usoro nzipụta atụtụ emereme okwu na usoro nseke emereme nsinokwu wee nyochaa ya. E sitere n’okwu Chinyere bụ isi agwa ejije ahụ chá»pụta na á» bụ onye anaghị akpá» ihe mkpa na onye achá»ghị ime ihe e zitere ya na mahadum nke mere ka agwa ya bụrụ naanị ịgba akwụna ka o zipụtara. N’otu aka ahụ ka a chá»pụtara usoro atá» nke mebere atụtụ emereme nsinokwu na usoro ise mebere nseke ụbụbá» kemkparịtaụka ndị gụnyere; nghá»ta sere elu, agwa njirime, nghá»ta nsịnekwumekwu na onye kwuo, ibe ya ekwue, ajesensi pee, usoro ntinye, usoro mmejá» na mmezi, na ngabiga n’okwu n’otu n’otu. A gbasoro ụkwụ n’atụtụ emereme nsinokwu (speech act) nke Austin 1962 rụỠá»rụ. Nchá»pụta gosiri na e nwere ụdị ngalaba atá» mejupụtara atụtụ emereme okwu bụ nke á» ji wee sekee mkparịtaụka dị n'akwụkwá» ejije Okwe Agbaala n’ihu iri abụỠna abụỠebe á» ná» wee chá»pụta na ihe Chinyere na-achá» ka Dkt. Emezina mee site n'okwu á» gwara ya bụ ka ya na ya nwee mmeká» edina iji nweta ajụjụ ule.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.