UBESIE DỊ KA ONYE NA-ETO DIKE: NNYOCHA JỤỌ OBINNA NA MMIRI ỌKỤ E JI EGBU MBE

Esther Ogochukwu Akpulu

Abstract


Onye á»bụla na-eche echiche etu mmụỠya siri kpalite ya. Nke a mere na ndị odee dị iche iche na-eche echiche ma na-edekwa ihe á»bụla ha na-ede etu mmụỠha siri kpalite ha. Ọ bụ nke a ka agụmagụ kpá»rá» akanka onye. Ụfá»dụ ndị odee na-esite n’edereede ha egosipụta otito nye onye ha na-ede maka ya, á» kachasị igosipụta onye ahụ dị ka dike. Ubesie bụ otu n’ime ndị odee a maara nke á»ma n’ito dike. Ọtụtụ ndị nchá»cha edeela ihe n’isiokwu dị iche iche gbasara Ubesie na akwụkwá» ya dị iche iche, ma á» dịbeghị odee na-ahụta ya dị ka onye na-eto dike ma e wezụga G. O. Onyekaá»nwụ ebe á» na-aká»wa etu Ubesie si ezipụta ihe na-eme na ndụ agwa ya. Ọ bụ ya mere n’ederede a, e mere nchá»cha iji mata ma zipụta etu odee Ubesie si eji ihe á» na-ede maka isi agwa ya egosi ito dike n’akwụkwá» ya, á» kachasị na JụỠObinna na Mmiri Ọkụ E Ji Egbu Mbe. Iji mee nke a, a gara n’á»ba akwụkwá» dị iche iche gụỠma chá»pụta ihe ndị á»zá» derela maka Ubesie na akanka ya nakwa ụzá» dị iche iche ndị odee á»zá» siri zipụta agwa ha dị ka dike. Nchá»cha a bụ kenká»wa. E ji agụmagụ JụỠObinna na Mmiri Ọkụ E Ji Egbu Mbe were chá»pụta na odee nwere ike iji ihe á» na-ede maka isi agwa ya gosipụta ya dị ka dike. Nchá»cha a jikwa atụtụ Ọdịdị were nyochaa akwụkwá» agụmagụ ndị a há»á»rá». Edereede a ga-enyere ndị odee n’á»dịnihu aka ịmata ụzá» dị iche iche ha nwere ike isi dee ma hazie nke ha. Ọ dị mkpa ka ndị odee na ndị nchá»cha n’á»dịnihu na-eleba anya nke á»ma n’ụdị akanka onye dị iche iche e jirila dee agụmagụ iji nyere ha aka, á» bụghị naanị ịmata ụdị mmadụ ndị odee ahụ bụ kama etu ha ga-esi tinye ụdị akanka ahụ n’á»rụ.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.