NZỊPỤTA MYIRI ENWEGHỊ EZI NCHEKWA NA NSOGBU SO YA N’EJIJE CHỊADIKAOBI NA ỌNWỤ NA-EGBU NWA NKỊTA

Okeyika, Juliet Ifunanya & Nwokoye, Nkechinyere

Abstract


Otu n’ime nsogbu nke cheere ụwa aka mgba bụ enweghị ezi nchekwa na nsogbu so ya. Ọ bụ á»ná»dụ nke na-egosi na ezi nchekwa adịghị. Nke a nwere ike ibute á»nwụ, ịná» n’oke egwu oge niile na ịnapụ mmadụ na obodo ikike imesapụ ahụ. Ndị dị aá¹…aa na-ewere á»ná»dụ dị etu a ka oge ha jị ezipụta echiche á»já»á» na akparamaagwa á»já»á» ha iji mekpaa ndị mmadụ na obodo ahụ ma napụ ha ikike ibi ndụ ha etu kwesịrị. Ebumnobi nchá»cha a bụ iji akwụkwá» agụmagụ ejije Igbo abụỠwere chá»pụta myiri dị n’etu odee ha siri zipụta isiokwu a n’ime ha. Nke a ga-eme ka á»hanaeze mata na ezi nchekwa ndụ na akụnaụba bụ oke na á»rụ dịịrị mmadụ niile. Nchá»cha a ga-enyere á»hanaeze aka ịmata etu ha ga-esi na-ezere á»gbaaghara ndị a maka na ndụ adịghị abụá». Ọ ga-emekwa ka a mata na enweghị ezi nchekwa na á»gbaaghara enweghị ebe á» dịghị. E ji Chịadikaobi (Onwuneme na Asika) na Ọnwụ Na-Egbu Nwa Nkịta (Anozie na Igbeakụ) were mee nke a. Ọ bụ usoro nká»wa ka a gbasoro wee mee nchá»cha a, ma bụrụkwa atụtụ Rịalizm ka a gbasoro wee mee ntụleká»rịta isiokwu nchá»cha a. A chá»pụtara na á» bụ aghara ndị ntorobịa, oke á»chịchá», agụụ isonye n’ihe a na-eme, agụghị akwụkwá», ekworo, enweghị ezigbo á»zụzụ na ajá» á»chịchị/á»chịchị nchigbu nwere ike ịkpata enweghị ezi nchekwa na á»gbaaghara so ya n’oge ugbua. E kwenyere na ebe á» bụ na akwụkwá» ndị a na-aká» maka etu e si ahụ enweghị ezi nchekwa na á»gbaaghara ya n’oge ugbua na ha ga-enyere ndị na-etolite etolite nakwa á»hanaeze aka ka ha mara na ezi nchekwa ndụ na akụnaụba bụ á»rụ dịịrị onye á»bụla ka e wee gbanahụ á»gbaaghara so ya. A tụrụ anya na nchá»cha a ga-enye aka ka ndị mmadụ bawanye n’amamihe site n’iji ederede a wee meghe anya ndị mmadụ n’ichekwa onwe ha na akụnaụba ha nke ga-eme ka ụmụ mmadụ na-achá» udo oge niile ma zeere ihe á» bụla nwere ike iweta á»gbaaghara n’ihi na uru adịghị na tigbuo zá»gbuo.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.