IKIKE DỊ N’AHA NDỊ IGBO: NZIPỤTA YA N’AGỤMAGỤ IGBO NDỊ A HỌỌRỌ

Anagor, Chioma C.

Abstract


Ihe niile dị n’ụwa nwere aha e nyere ha site n’okike ụwa ya mere aha bụ ihe mbụ e ji amata mmadụ na ihe á»bụla. N’ala Igbo, ha nwere ihe ndị ha na-elegara anya tupu ha a baa nwa á»bụla aha dị ka ihe mere oge adị ime nwa, á»ná»dụ ezinaụlá» oge a mụrụ ya, ụbá»chị a mụrụ ya, onye á» lá»á»lỠụwa na etu á»dịniihu nwa ahụ ga-adị. Ya mere n’agbụrụ a bụ ndị Igbo, a naghị aba aha na nkịtị. Aha á»bụla ha nyere nwa ha maá»bụ nke ha há»tara ịza ka aha otutu maá»bụ echichi nwere ihe á» na-ezipụtara ha. E nwere nká»wa ha ji ya ezipụta. Mana n’’oge ugbu a, ụfá»dụ na-aba aha dị ka o si daa na ntị, ụfá»dụ na-aba n’ihi na onye a ma ama na-aza aha ahụ, ụfá»dụ na-aba aha ha hụrụ n’anya mana ihe kacha mkpa bụ mmadụ ịba aha nwere ezi nghá»ta, aha agaghị abụụrụ ndị na-aza ya á»gbatuuhie na á»dịniihu. Ndị mmadụ kwesịrị ịchá»pụta mpụtara aha ha na-aba ụmụ ha. Ọ bụ á»ná»dụ a kpalitere nchá»cha a nke na-ezipụta; ikike dị n’aha ndị Igbo ka o wee doo ndị mma anya na aha á»bụla nwere ikike na ndụ onye/ ndị na-aza ya. Edemede a gbasoro usoro nká»wa ma were atụtụ nghá»ta echiche á»gụụ nke Wolfgang Iser tụpụtara n’afá» 1926 nke na-aká»wa na mpụtara edereede á»bụla bụ ihe mmepụta na okike nke á»gụụ wee tụchaa agụmagụ ndị a há»á»rá» nke gụnyere Ụkpana Okpoko Buuru, Ọmenụko na Adaeze iji zipụta ka odee agụmagụ ndị a si nye agwa aha, etu aha ndị ahụ si pụta ihe n’akparamaagwa agwa ndị ahụ na ndụ ha. A chá»pụtara na e nwere ndị aha ha kwaara ụzá» n’ụwa ha nwekwaa ndị aha ha mere ụwa ha bụụrụ ha ihe mgbu nke a mere o ji dị mkpa ka nne na nna á»bụla mata mpụtara aha ha chá»rỠịba ụmụ ha ma mata etu ha chá»rá» ka á»dịniihu ụmụ ha dị tupu ha baa ha aha. Ọ dikwa mkpa ka ndị mmadụ mata na o kwesighị ka ha jiri n’ihi ihe mgbu ha na-agabiga wee nye ụmụ ha aha n’ihi na aha onye na-achá»je ya dị ka ndị Igbo kwuru n’okwu.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.