NTỌSASỊ NDEHIE ỤTỌASỤSỤ EDEREDE MGBASAOZI IGBO NDỊ A HỌRỌ

Egwuonwu-Chimezie, Gloria Nkiru & Medolu, Agatha Obiageli

Abstract


Nchá»cha a lebara anya n’isiokwu bụ ntá»sasị ndehie dị n’ederede mgbasaozi Igbo ise. Ndehie bụ ị dachapụ n’usoro iwu odide asụsụ. Ọtụtụ á»ge ka ụfá»dụ ndị odee mgbasaozi Igbo na-ede n’agbasoghị iwu na-achị asụsụ Igbo. Ụfá»dụ ndị na-ede ederede mgbasaozi Igbo n’ụlá»á»rụ dị iche iche anaghị agbaso iwu ụtá»asụsụ Igbo. Ha na-ede dị ka o si masị ha. Ha anaghị akpachapụ anya oge ha na-ede asụsụ Igbo. Ndị isi ụlá»á»rụ ndị a anaghị achá» ndị gụrụ asụsụ Igbo mgbe ha chá»rá» ide mgbasaozi ụlá»á»rụ ha n’Igbo. Ọ dị ka aga-asị na ha na-eche na onye á»bụla ma asụ Igbo ma ede ya. Ndehie naadị n’ime ederede mgbasaozi ụfá»dụ na-ebutere ndị na-agụ ya nghá»tahie nakwa enweghị nghota ihe e dere ma ncha. Ebe e siri nweta ngwa nchá»cha bụ n’ihe odide mgbasaozi Igbo ise. A tụchasị rị ederede mgbasaozi ndị a nke á»ma ma chá»pụtacha iwu ụtá»asụsụ Igbo dị icheiche nke odee agbasoghị . Onye nchá»cha ji á»gụgụ isi ya dị ka onye gụrụ maka asụsụ Igbo wee tụchaa akwụkwá» mgbasozi a. A chá»pụtara na ụdị ndehie na-apụtakarị cha ihie n’akwụkwá» mgbasaozi bụ e deteghị nnyemakangwaa, agbasoghị iwu na-achị odide mbuụzá», etinyeghị ntụpá» ebe o kwesị rị , asụpeghị mkpụrụedemede ndị gbara mkpị nke á»ma, e deteghị nná»chiaha na nrụaka nke á»ma na ngwaká»ta asụsụ Bekee na asụsụ Igbo. A na-atụ aro ka onye á»bụla chá»rá» ibipụta ederede mgbasaozi asụsụ Igbo hie asaa n’anya ma nye ya ndị gụrụ maka asụsụ Igbo ka ha dee.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.