NKỌWA NA NTỤCHA “NAỊJIRỊA BỤ ENYI MBAâ€: USORO NTULE NA NNYOCHA ABỤ NWADIKE

Nkoli Nnyigide

Abstract


Ederede a na-aká»wa ma na-atụcha abụ a kpá»rỠ“Naịjirịa Bụ Enyi Mbaâ€. Nke a bụ otu n’ime abụ e zipụtara n’á»yá»ká»abụ a kpá»rá» Akpa Uche. Abụ Igbo bụ otu n’ime ngalaba agụmagụ Igbo e nwere. Ọtụtụ ndị odeabụ Igbo na-agbado ụkwụ na ngalaba abụ ezipụta echiche ha na mmetụtaobi gbasara ihe dị iche iche na-eme n’á»haobodo. Abụ a a há»á»rá» n’ederede a nwere ihe omimi dị iche iche e zipụtara na ya maka á»ná»dụ ajá» á»chịchị ala Naịjirịa taa. Nke a na-egosi na abụ Igbo á»bụla nwere ozi pụrụ iche á» na-ezi na ihe mmụta dị na ya. N’agbanyeghị nke a, asụsụ, ndịna na á»dịdị abụ Igbo na-agbagwojukarị á»tụtụ mmadụ anya. N’ezie, asụsụ abụ Igbo na-ata akpụ. Nghá»ta ya adịghị ese n’elu. Nhazi ya anaghị adị mfe, dgz. Nke a mere á»tụtụ ndị á»gụụ, ndị ntule, ndị nkuzi, ụmụ akwụkwá», ndị nchá»cha na á»hanaeze ji agbara nnyocha abụ Igbo á»sá». Ọ bụ á»ná»dụ a kpalitere ederede a. Ebumnobi nchá»cha a bụ ịgbaso usoro Nwadike (2006) n’inyocha abụ Igbo a há»á»rá» iji zipụta ihe omimi nakwa ihe mmụta dị n’abụ a. Site na ntụcha e mere, á» bụrụ na a gbaká»á» mgbe e bipụtara abụ a, a ga-ahụ na odeabụ abụ a a há»á»rá» sitere n’abụ a buo amụma ma zipụta ajá» á»ná»dụ dị iche iche ala Naịjirịa ná» na ya taa dịka á»ná»dụ ajá» á»chịchị, ajá» nchekwa, mmegide, ikewapụ mmadụ n’ihi asụsụ ya, á»ná»dụ igbu mmadụ na ịkwafu á»bara, dgz. Nwanchá»cha na-atụ anya na a ga-esite n’ederede a kpá»lite echiche na mmasị ndị á»gụụ, ndị ntule, ndị nkuzi, ụmụ akwụkwá», ndị nchá»cha na á»hanaeze n’inyocha abụ Igbo iji chá»pụta ihe omimi dị iche iche e zipụtara na ha nakwa ozi ndị odeabụ si n’abụ ha ezi á»hanaeze.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.