Odezuruigbo bụ Já»nal nke Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afrịka na Nziká»rịtaozi, Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka. Aha a bụ okwu Igbo nke pụtara “Ihe jezuru ebe niileâ€. Ude ya na-edezu na mba niile site na Gá»á»gụl na Ntaneetị. Nke a mere na Já»nal a, dị ka aha ya gosipụtara, metụtara mmadụ niile na mba niile. Ebumnuche Já»nal Odezuruigbo hiwere isi n’ime ka a mara na á» dị mkpa iji asụsụ Igbo depụta edemede nchá»cha e nyochara nke á»ma. Nke a ga-enye aka n’ịkwalite asụsụ Igbo, ma mee ka á» na-eto eto. Ọ na-anabatakwa edemede e dere na Bekee nke na-ewelite ogo asụsụ, omenala, amamihe, nsirihụ ụwa na njirimara ndị Igbo. Nke a pụtara na á» na-anabata edemede n’atụmatụ á» bụla metụtara á»dịmma ndị mmadụ, akụká» ntá»ala, mmeká»rịta mmadụ na ibe ya, agụmagụ, ekpemekpe, omenala, agụmakwụkwá», á»chịchị, nkanụzụ, w.d.g.
Full Issue
View or download the full issue | ODEZURUIGBO VOL 7:1, 2023 |
Table of Contents
Articles
Emmanuel Emenike Mpamugo, Levi Chibuzo Ogbu
|
|
Onyinye Constance Amamgbo
|
|
Chioma C. Anagor
|
|
Regina O. Onwudiwe, Nonyelum J. Moghalu
|
|
Chinwendu Everista Oparah, Ikechukwu A. Okodo
|
|
Anthonia Chinyere Ephraim-Chukwu
|
|
Chinweude N. Ugochukwu
|
|
Charity Oluchi Mbah, Chukwunonyelum Esther Okoli, Eberechi Chinenye Amadi
|
|
Ndidi Celestina Mezue, Boniface M. Mbah
|
|
Chiazo Winifred Okeke
|
|
John Amarachukwu Egole
|
|
Ogochukwu Agatha Okpokwasili
|
|