NCHEKWABA ASỤSỤ IGBO N’ ỌDỊNIHU SITE N’OMENALA

Anthonia Chinyere Ephraim-Chukwu

Abstract


N’asụsụ Igbo na-alaghachi azụ n’ebe asụsụ ndị á»gbá» ya bụ asụsụ atá» a mara ama n’ala Naịjirịa bụ ihe doro ewu na á»kụká» anya. Ihe kpatara nke a bụ omume ndị Igbo na-emeso asụsụ ha site na ịkwụsị ma kagbuo ụmụ ha ịsụ Igbo n’ụlá» maá»bụ n’ezi. N’omenala Igbo nne na nna bụ ndị nkuzị nke izizi nyere ụmụ ha. O bụ nke mere nchá»cha a jiri wee gbado ukwu na ‘Nchekwaba asụsụ Igbo n’Ọdịnihu site n’omenala’. A gbasoro usoro nchá»cha nnyocha wee mee nchá»cha a. E jiri atụtụ á»mụmụ ngosiputa á»rụ nke Emile Durkheim wee tụchaa nchá»cha a. Ka emechara nchá»cha a, a chá»pụtara na ihe mere asụsụ Igbo jiri achỠịnwụ bụ agwa ụmụ afá» Igbo na- akpaso asụsụ ha n’ebe asụsụ ndị á»zá» dị. Onye Igbo gaahá»rỠịsụ asụsụ Yoruba maá»bụ Awụsa n’á»gbaká» karịa ịsụ Igbo n’ihu mba ndị á»zá». A choputakwara na á» bụkwa ka m wee sorokwa na ndị a ga-agụnye na ndị ma ihe ekwe na-akụ mere na á»tụtụ nne na nna anaghị ekwe asụrụ ụmụ ha Igbo ma ya foduzịa ikwe ka ụmụ ha sụỠasụsụ Igbo. Ndị Ọcha bịara n’ala Igbo mebiri otụtụ omenala ndị Igbo kpá»á» ya ịgá» arụsị, mgbe omenala ndị a na-anwụ, asụsụ ejiri ezipụta ha na- esokwa ha were nwụá». Na nchịká»ta, á» dị mkpa ka ụmụ afá» Igbo niile nabata ma lá»ghachi azụ n’ime omenala ha niihi na á» bụ omenala Igbo bụ ụzá» e siri echekwaba asụsụ Igbo.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.