EZUMOHI N’OGE GBOO NA N’OGE UGBU A N’ALA IGBO

Regina O. Onwudiwe, Nonyelum J. Moghalu

Abstract


Edemede nchá»cha a lebara anya n’ezumohi dịka á» dị n’oge gboo nakwa n’oge ugbu a. Akparamagwa á»já»á» dị iche iche nke ezumohi bụ otu n’ime ha jupụtara ebe niile ugbu a. Ezumohi pụtara mmadụ iwere ihe na-abụghị nke ya n’enwetaghị ikike n’aka onye nwe ihe ahụ. Ezumohi ebutegoro obodo anyị nsogbu dị iche iche dịka á»nwụ oge erughị eru nke á»tụtụ ndị mmadụ, ibuká»rá» ihe na-enye á»kụ latrịrịkị, ịnapụ ndị mmadụ ụgbá» ala ha na ekwentị ha dgz. Ọ bụ nke a kpá»litere mmụỠndị nchá»cha n’ime nchá»cha a. A chá»rá» isite na nchá»cha a gosipụta etu ndị Igbo si ahụta onye na-ezu ohi n’oge gboo nakwa n’oge ugbu a. Usoro ndị nchá»cha gbasoro bụ usoro Sá»vee, nke bụ isite na nhụtara ihe na-eme na gburugburu anyị nakwa ihe ndị ederela metụtara isiokwu a wee mee nchá»cha a. Atụtụ e webatara bụ nke Mgbazi Akparamagwa. Atụtụ a bara uru na nchá»cha a n’ihi na á» dị mkpa ịchá»pụta etu a ga-esi bido n’oge naagbazi agwa ụmụaka nke ga-eme ka ha bido n’oge mata na izu ohi bụ ihe á»já»á», na á» bụghị ụzá» esi adị ndụ. E sitere na nchá»cha a chá»pụta na ihe na-ebute ezumohi bụ azụghị nwata nke á»ma nakwa etinyeghị egwu Chineke na ndụ nwata. Nchá»cha a baara onye á»bụla uru á» kachasị ndị nne na nna n’ihi na á» gaegosipụta na á» dị nnukwu mkpa ịkụnye ezi agwa na ndụ ụmụaka mgbe a na-azụlite ha maka na ha dịka ome ji nke a na-akpakwa nke á»ma iji mee ka ha dị mma. Nchá»cha a ga-enyekwa aka belata á»nwụ oge erughị eru ezumohi na-ebutere á»tụtụ ndị mmadụ n’ala Igbo ma n’ụwa niile. Ndị nchá»cha na-atụ aro ka ndị nne na nna niile wepụta oge na-enye ụmụ ha ezigbo á»zụzụ ma kụnyekwa egwu Chineke na ndụ ha. Ihe á»zá» dị mkpa bụ ka ndị nne na nna na-akpa agwa dị mma nke ga-eme ha ezi ihe nlere anya. Site n’ịlere ha anya, ụmụ ha ga-enwe ezigbo omume.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.