AMỤMAMỤ OMENALA DỊ KA NJIRIMARA MBA: ỌDỊDA NA NKWALITE YA N’AHỊAZỤ MBAISE

Chinwendu Everista Oparah, Ikechukwu A. Okodo

Abstract


Edemede a lebara anya n’omenala dị ka e jiri mara mba n’ Ahịazụ Mbaise nke steeti Imo, á»dịda na nkwalite ya. Ebumnobi nchá»cha a bụ ịchá»pụta mkpa á» dị ịkuziri ụmụaka omenala obodo ha, Ịchá»pụta omenala ndị Ahịazụ Mbaise na-eme nke obodo ndị á»zá» a naghi eme, na ịchá»pụta akamgba chere omenala ndị a na ụzá» a ga-esi akwalite ya. Ọ bụ usoro nchá»cha nká»wa ka a gbasoro mee nchá»cha a na atụtụ omenala dị ka njirimara ka nwa nchá»cha jiri tụchaa edemede a. Ndị e jiri mee nchá»cha a bụ mmadụ iri atá» ndị a gbara ajụjụ á»nụ banyere omenala ndị a e jiri mara ndị Ahịazu Mbaise. A tụlegharịrị á»tụtụ agụmagụ iji bawanye mmụỠnwa nchá»cha banyere isiokwu a. Ihe a chá»pụtara gosiri na, otutu mmadu e nweghị mmasị n’ihe banyere omenala á»kachasị n’ebe ndị ntoroá»bịa ná», mbata okpukperechi á»lá»rá» hụrụ na-agwa á»gbasaghị m nke ndị nwere aka oke n’obodo. Ihe ndịa abụrụ akamgba chere á»ganiihu omenala ndị a. E nyere ntụziaka dị iche iche iji kwalite á»ná»dụ omenala a n’Ahịazụ Mbaise. Ndị ga erite uru n’edemede a gụyere ndị nkụzi, ụmụ akwụkwá», ndị oha obodo, ndị nta akụká» na ndị niile ihe banyere omenala na- amasị.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.