NSIRIHỤ IWEPỤ NDỤ DỊ KA ỌGHỌM NYE OBIBI NDỤ N’EJIJE ADAAKỤ NA IJE EGO

Chioma C. Anagor

Abstract


Ịwepụ ndụ abụrụla otu isiokwu n’ụwa dum tụmadị n’ala Naijirịa. Ihe dị etu a na-ebute nsogbu dị iche iche n’ezinaụlá» maá»bụ n’obodo. Ọ dịghị ụbá»chị chi fotere ka akụká» hapụ ịká» maka onye maá»bụ ndi wepuru ndụ ndị á»zá» n’ike. O nwere ike ịbụ mmadụ iwepu ndụ onye á»zá» site n’iji egbe, mma, á»gwụ, nsị maá»bụ ịtá»gbu onye ahụ atá»gbu. Ụfá»dụ ndị ewerela iwepu ndụ onye á»zá» ka á»rụ ha ji achụta ego. Ka ndị ntorobịa si ewepụ ndụ ndị mmadụ oge ugbu a iji kpata ego na ka ndị amaghị ndị ha bụ si atụfu á»tụtụ ndụ n’oge a kpaliri mmụỠnwanchá»cha ịleba anya n’isiokwu a iji hụ etu ndị odee agụmagụ Igbo si ezipụta iwepu ndụ n’ime agụmụgụ ha. Nchá»cha a ga-eleba anya n’akwụkwá» agụmagụ ndị a há»á»rá». Ederede a gbasoro atụtụ ezi agwa nke Plato na Aristotle wubere nke nyere nwanchá»cha ohere ileba anya n’agụmagụ wee zipụta á»ná»dụ pụtara ihe n’ime ha nke dubara agwa ndị ná» n’akwụkwá» ndị a iwepu ndụ onye á»zá» na á»ghá»m ezinaụlá» á»dachi ahụ dabidoro nwere. Ọ gbasoro usoro nchá»cha nke nká»wa iji mee ka isiokwu a doo anya. Nchá»pụta gosiri na e nwere á»tụtụ ihe kpatara e ji ewepụ ndụ mmadụ nke onye á»bụla nwere oke na á»rụ ịhụ na e tinyere aka mara ihe a ga-eme ka á» kwụsị maá»bụ belata. Ụfá»dụ na-ewepụ ndụ n’ihi á»tụtụ ihe nke nwere ike bụrụ ebe a gara ohi, ebe a na-azá» akụnaụba, n’ihi ekworo, anyaụfụ maá»bụ obi á»já»á» dgz. Gá»á»mentị nwekwara nnukwu á»rụ ịhụ na e doziri obodo, nwee ezi nchekwa ndụ na akụnaụba ma nye ndị gụchara akwụkwá» á»rụ iji gbochie mpụ na ndụ ndị ntorobịa. Nchá»cha a ga-enyere ụmụafá» Igbo aka ịhụ na e nwere ezi nchekwa zuru oke tụmadị ebe o metụtara onwe, á» ga-emekwa ka ndị nne na nna mara etu kwesịrị isi na-agwa ụmụ ha okwu gbanarị iji á»nụ ha kwanye ụmụ ha n’ụdị ndụ ga-ata isi ha. Ọzá», á» gaeme ka ndị ntorobịa mara ụdị enyi ha na-eme na ụdị mkpebi ha na-eme gbasara á»ná»dụ á»bụla iji gbochie ihe á»bụla nwere ike iduba ha n’iwepu ndụ onye á»bụla.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.