ỌDỊDỊỤDA OLU OLOKORO

Emmanuel Emenike Mpamugo, Levi Chibuzo Ogbu

Abstract


Asụsụ Igbo nwegasịrị olu ndị dị n’ime ya nke olu Olokoro bụ otu n’ime ha. Nchá»cha a lebara anya n’á»dịdịụda olu Olokoro. Amụmamụ á»dịdịụda na-elenye anya na mkpụrụụda na ka e si eji ya arụ á»rụ n’asụsụ ma á» bụ n’olundị. Ọ bụ nke a kpalitere mmasị nchá»cha a igosipụta á»dịdịụda olu Olokoro site n’ịchá»pụta mkpụrụụda na usoro mkpụrụụda ndị dị n’olu Olokoro. A chịká»tara njiatụle e jiri mee nchá»cha a nke e nwetara site na nsere. Nchá»cha a gbasokwara usoro nká»wasị na ntụcha njiatụle. Ndị nchá»cha chá»pụtara na e nwere mkpụrụụda iri isii na itoolu n’olu Olokoro. N’ime mkpụrụụda iri isii na itoolu a dị n’olu Olokoro, iri isii na otu bụ mgbochiume, ebe asatá» ndị á»zá» bụ ụdaume. Ha chá»pụtakwara na mkpụrụụda iri na abụỠna-aná» n’á»ná»dụ nná»nabarịị n’ụfá»dụ mkpụrụokwu n’olu Olokoro ma gosipụtakwa na olulo, á» kachasị na mkpụrụokwu nrụaka na-apụta ihe nke á»ma n’olu Olokoro. Olu Olokoro dị ka olumba ndị á»zá» nwere nká»wapụta pụrụ iche nke wepugara ya iche site n’olu ndị á»zá» dị n’asụsụ Igbo. Ọ bụ olu Igbo kwesịrị nnyocha maka na usoro mkpụrụụda ya, usoro mmebe okwu ya, usorookwu ya na usoro echiche ya, bụ nke pụrụ iche.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.