ILU DỊ KA USORO MWULITE ASỤSỤ NA NDỤ NDỊ IGBO

Onyinye Constance Amamgbo

Abstract


Nchá»cha a bụ maka ilu dị ka usoro mwulite asụsụ na ndụ ndị Igbo. Ilu bụ mmanu ndị Igbo ji eri okwu nke a na-esite na ya ahụta ndụ nwa afá» Igbo á» bụla kpá»mkwem. Ọ bụkwa etu ndị Igbo si esite n’asụsụ ha aká»wapụta onwe ha, á»ná»dụ ha, ekpemekpe ha, echiche ha, nkwenye ha, na akparamagwa ha dị iche iche. Nke a gosiri na asụsụ bụ usoro mwulite ndụ ndị Igbo ma bụrụ ụzá» pụrụ iche mmadụ na ibe ya si enwe mmeká»rịta. Ndị Igbo na-eji ilu agwa ofeke okwu iji kpá»lata aká»nuche ya. E jikwa ya adụ ụfá»dụ ndị mmadụ á»dụ ma gbazie ihe ụfá»dụ adabachaghi etu o kwesịrị. Mgbe a na-eme nke a, asụsụ na-ewere á»ná»dụ na ndụ ndị Igbo. Nchá»cha a bụ n’uche izipụta ilu dị ka usoro mwulite asụsụ na ndụ ndị Igbo dị ka o kwesịrị. Nchá»cha bu n’uche iká»wapụta mputara ilu, chá»pụtagasia ilu dị iche iche na etu ilu ndị a si enye aka iwulite asụsụ na ndụ ndị Igbo. Nwachá»cha gbakwasara ụkwụ n’atụtụ njieme na atụtụ nsinagburugburu wee mee ntụcha nchá»cha a. Nchá»cha a gbasoro usoro nká»wasi site n’ịgba ndị okenye Igbo ajụjụ á»nụ n’ụzá» pụrụ iche. Aro nchá»cha a bụ na ndị nne na nna ga-enye aka zipụta ụdị ndụ dị iche iche, akparamagwa na njirimara ndị Igbo na á»dịmma ha n’ebe á» pụrụ iche ma mee ka ndị Igbo bụrụ ndị nwere obi mmeká»rịta mmadụ na ibe ya n’izulite ụmụaka ha, wulite á»ná»dụ azụmaahia, agụmakwụkwá», alụmdi na nwunye na omenala dị iche iche.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.