Odezuruigbo b? J?nal nke Ngalaba Am?mam? Igbo, Afr?ka na Nzik?r?taozi, Mahadum Nnamd? Azikiwe, ?ka. Aha a b? okwu Igbo nke p?tara “Ihe jezuru ebe niile”. Ude ya na-edezu na mba niile site na G??g?l na Ntaneet?. Nke a mere na J?nal a, d? ka aha ya gosip?tara, met?tara mmad? niile na mba niile. Ebumnuche J?nal Odezuruigbo hiwere isi n’ime ka a mara na ? d? mkpa iji as?s? Igbo dep?ta edemede nch?cha e nyochara nke ?ma. Nke a ga-enye aka n’?kwalite as?s? Igbo, ma mee ka ? na-eto eto. ? na-anabatakwa edemede e dere na Bekee nke na-ewelite ogo as?s?, omenala, amamihe, nsirih? ?wa na njirimara nd? Igbo. Nke a p?tara na ? na-anabata edemede n’at?mat? ? b?la met?tara ?d?mma nd? mmad?, ak?k? nt?ala, mmek?r?ta mmad? na ibe ya, ag?mag?, ekpemekpe, omenala, ag?makw?kw?, ?ch?ch?, nkan?z?, w.d.g.
Full Issue
View or download the full issue | ODEZURUIGBO VOL 8 No 1, 2024 |
Table of Contents
Articles
Orji, Ethel Odinakachi; Amamgbo, Constance Onyinye
|
|
Eze, Roseline Ifeoma
|
|
Anagor, Chioma Chiazom; Nkechinyere Nwokoye
|
|
Ann Chinazo Onyekelu; Obianuju Maryjane Awa
|
|
Precious Ujunwa Ekwenugo; Ikechukwu A. Okodo
|
|
Juliana Mgbechikwere Okeke; Chinedu Uchechukwu
|
|
Martha Chidimma Egenti; Mbanefo Chukwuogor; Adaobi Ngozi Okoye
|
|
Gerald Okey Nweya; Samuel Obinna Ejinwa
|
|
Edith Ngozi Onukawa
|
|
Nneka Francisca Ike
|
|
Ilo, U. C.; Anedo, A. O.; Onwuadiochi, I. C
|
|
James N. Nnoruga
|
|
Maureen Azuka Ezeani; Esther Amarachukwu Iliemenam
|
|
Ilo, U.; Anedo, A. O.; Onwuadiochi, I. C
|
|
Benjamin Chukwunonso Nwokocha; Nnatuanya, Emmanuel Chinedu
|
|