ONODU NGWA NKUZI IHE OKPU AKPURUAKPU N'OMUMU ASUSU NA OMENAALA IGBO N'OGO SINIO SEKONDIRI N'OKPURU OCHICHI NSUKA STETI ENUGU

Eze, Roseline Ifeoma

Abstract


Nch?cha a lebara anya na ?n?du ngwa nk?zi ihe ?kp? akp?r?akp? n’?m?m? as?s? na omenaala Igbo n’ogo S?n?? Sek?nd?r?n’ okpuru ?ch?ch? Ns?ka na Steti Enugwu. Ngwa nk?zi ihe ?kp? akp?r?akp? b? ak?r?ngwa ?r? mab?r? ihe nd? ah? ejiri aka r?p?ta n’oge gboo, na-enye aka ezip?ta ihe omenaala nd? Igbo nakwa ka nd? si ebi nd? ha n’oge mgbe ochie. ?b? ihe nwute naechiche ?m?akw?kw? ad?gh?z? n’ebe omenaala agb?r? nna ha d? nke nwere ike isite n’ enweghi ezi mgbazi. ?f?d? nd? nk?zi as?s? Igbo anagh? e ji ngwa nk?zi ihe ?kp? akp?r?akp? ak?ziri ?m?akw?kw? as?s? na omenaala Igbo n’okpuru ?ch?ch? Ns?ka na steti Enugu nke mere na nk?zi na ?m?m? as?s? na omenaala Igbo na-ala az? ma na-anw? anw?.Aj?j? nch?cha at? ka eguzobere maka ?r? nch?cha a. Usoro nch?cha e ji mee nch?cha a b? s?vee nk?wa, nke e ji usoro nsere simp?l rand?m wep?ta ?l?akw?kw? ise n’ime ?l?akw?kw? iri at? na ab?? e nwere n’okpuru ?ch?ch? Ns?ka. ?n??g? nd? nk?zi e ji mee nch?cha a d? iri ise (50). Ngwa nch?cha e ji mee nch?cha a b? aj?j? ederede nj?maza n’?n?d? ngwa nk?zi ihe ?kp? akp?r?akp? n’?m?m? as?s? na omenaala Igbo (?NNI?A?AOI) d? iri na ab?? (12) n’?n??g? nke nd? ?kamm?ta ab?? n’as?s? Igbo na mahadum Na?jir?a Ns?ka nakwa otu onye “Measurement and Evaluation” nyochara ma kwenye na ? dabara na nch?cha e ji ya eme. E ji nd? nk?z? d? iri (10) mee nnwale ntukwasiobi ngwa nch?cha nke nyere akara nt?kwas?obi 0.78. Nke a gosiri na ngwa nch?cha a nwere nt?kwas?obi. Nch?p?ta gosiri na ?kp?r?kp? ihe na-ebute ndaghachi az? n’iji ngwa nk?zi ihe ?kp? ak?zi as?s? na omenaala Igbo b? maka na g??ment? anagh? ebute ngwa nk?zi ihe ?kp? akp?r?akp? n’?l?akwukw?. ?z?, nd? nk?zi anagh? eji ngwa nk?zi ihe ?kp? ak?zi as?s? na omenaala Igbo oge ?f?d?. Onye nch?cha t?p?tara aro ka g??ment? malite ibute na ?r?p?ta ?l? ngwa nkuzi ihe ?kp? akp?r?akp? omenaala nd? Igbo maka igos?p?ta ihe omenaala nd? a n’ ih? ?m?akw?kw?.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.