ONODU ASUSU IGBO N'OGBO A: USORO MWULITE YA

Orji, Ethel Odinakachi; Amamgbo, Constance Onyinye

Abstract


 

 

Nch?cha a lebara anya n’?n?d? as?s? n’??gb?? a: usoro mwulite ya. Ebumnobi nch?cha a b?; ?ch?p?ta ?n?d? as?s? n’oge gboo nakwa n’oge ugbua nakwa ????? d? iche iche nyerela aka n’?kwalite as?s? Igbo d? ka otu S?wakwa Igbo. Nch?cha a lebakwara anya n’?z? d? iche iche a ga-esi kwalite as?s? Igbo. As?s? Igbo n? ka ?gb? mmiri na-enwegh? onye na-akw? ya, ebini mmiri buru ya gbagoo, o bukwara ya gbadaa. Nke a were b?r? n’ihi aj? akparamagwa nd? Igbo na-akpaso as?s? Igbo. A gbasoro usoro nke nk?was? wee mee nt?cha d? na nch?cha a. E ji at?t? njirimee were t?chaa nch?cha a. Ezigbo nt?ala nwa nch?cha nwere n’as?s? Igbo nakwa akw?kw? d? iche iche met?tara isiokwu a, a g?r? nyere aka n’ebe ? p?r? iche n’inweta ngwa nch?cha a. A ch?p?tara na e nweela ????? d? iche iche iche gbarala mb? n’?kwalite as?s? Igbo n’oge gboo d? ka ??t? ?Mwulite As?s? na Omenaala Igbo nakwa ??t? ? S?wakwa Igbo b? nd? nke ka na-agbakwa mb? n’?kwalite as?s? Igbo n’oge ugbua. A ch?p?tara na ? b? agwa ?j?? ?m? Igbo na-akpaso as?s? ha mere na as?s? Igbo ji any? ?k?. Nch?cha a ga-ab? ngwaa nkuzi nye nd? n? n’am?mam? as?s? ?b?la t?mad? as?s? Igbo. ? ga-abara nd? nkuzi na ?m? akw?kw? uru n’ihi na ? ga-etinyeso na ngwa nkuzi nke as?s? Igbo. Nwa nch?cha na-at? aro ka e mekwuo nch?cha n’isiokwu a n’?d?niihu n’ihina nke a ga-enye aka n’?kwalite as?s? Igbo.


Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.