NTULEKORITA ABU EGWU IMOKA NA NDU NDI OKA N'OGE GBOO NA N'OGE UGBU A

Precious Ujunwa Ekwenugo; Ikechukwu A. Okodo

Abstract


Isiokwu ederede nch?cha a, gbadoro ?kw? na Nt?lek?r?ta Ab? Egwu Im?ka na Nd? nd? ?ka N’oge gboo na N’oge Ugbu a. Ab? ?d?nala nke Egwu Im?ka b? otu n’ime ya, b? nke d?bara kemgbe gboo sitere n’aka nna nna any? ha ruo any? aka, ma b?r? n’?n? ka a na-ag? ya. Ab? Egwu Im?ka bara uru na nd? nd? ?ka n’ihi na ha na-esite na ya ak?ziri ?m? ha eziakparamagwa nkwenye ha, ?d? nd? ha na ka ha si ah? ihe. Ma taa nd? ?ka leghar?r? ?r? niile nd? a ab? Egwu Im?ka na-ar? anya, ha anagh?z? enwe mmas? na ya. Nd? ?gbara?h?r? na-agbaso usoro nd? ?cha nke ad?gh? egosip?ta nkuzi, eziakparamagwa na mmet?taobi e bu n’uche. ? b? ya kpatara ?r? nch?cha a, iji chetara nd? ?ka ezi nkuzi d? n’Ab? Egwu Im?ka ha. Usoro a gbasoro mee nch?cha a b? nke a kp?r? s?vee r?saach?. Nke a p?tara ?ga n’obodo ebe e ji mee nch?cha a gbaa nd? mmad? aj?j? ?n? ma ch?p?ta kwa ihe nd? d? mkpa na nch?cha a. ? b?kwa at?t? ?kp? ka a gbasoro mee nch?cha a. A ch?p?tara na Ab? egwu Im?ka n’oge gboo na-akuzi eziakparamagwa, obibi nd? ?ma ma na-ezip?ta ihe d? iche iche e ji mara nd? ?ka. Ebe Ab? egwu Im?ka nke oge ugbu a b? naan? aj? omume d? iche iche ka ha na-akuziri nd? ?gbara?h?r? b? nke na-akpata nd? ha na-ebi ka a ga-as? na isi akpak?chara ha ?n?. A t?r? anya na nch?cha a ga-aba nnukwu uru maka na ? ga-enye aka ichetakwara nd? ?ka maka ezi nkuzi d? n’Ab? Egwu Im?ka ha na ?r? ab? nd? a na-ar? d? ka enyo nsirih?nd? ha na ?gbai nd? nd? ?gbara?h??. ? ga-ab? ebe mgbakwas? ?kw? nye nd? nch?cha gbasara isiokwu a. ?r? nch?cha a na-at?nye aro ka nd? ?ka niile ihe gbasara Ab? ?d?nala na-amas? gbak?? aka ?n? na-?kwalite na-iwulite ?n?d? Ab? Egwu Im?ka ha d? ka ? d? n’oge gboo maka ezi nkuzi d? na ya ma nyekwa aka ime ka nke nd? ?gbara ?h?r? a so akpata ka a ga-as? na isi akp?k?chara ha ?n? nke?ma ny?? ka ?k?.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.