MMEMME IGBA UCHE N'OBODO OHAFIA

Ann Chinazo Onyekelu; Obianuju Maryjane Awa

Abstract


Mmemme ?gba Uche so n’otu n’ime emume nd? mmad? na-eme nke na-eweta ?d? n’otu n’etiti nd? obodo na nd? ?gb?. ? b? ihe mwute na nd? mmad? n’oge ugbua, ?kachas? nd? ?haf?a anagh? enwe mmas? n’ebe mmemme ?d?nala ha d? d?ka Mmemme ?gba Uche nke ad?gh? ka ? d? na mb?, nke a mere na ya b? ugo Chukwu tubere ?haf?a na-ada ka ibube ?k? taa. Nsogbu d? etu a mere ka nd?nch?cha sie ?nw? ma ch?p?ta ebe mmiri si baa n’opi ?gb?g?r?. N’ihi ya, ebumnobi nd?nch?cha b? ?ch?p?ta ka mmemme ?gba Uche si malite n’obodo ?haf?a, ?ch?p?ta oge e ji eme mmemme ?gba Uche n’obodo ?haf?a, ?ch?p?ta ?z? d? iche iche e ji akwado mmemme ?gba Uche, ?mata ka mmemme ?gba Uche si d? n’oge gboo nakwa n’oge ugbua, ?ch?p?ta nd?iche d? n’etu nd? ?haf?a na nd? obodo ?z? s? eme mmemme ?gba Uche na ?k?wap?ta uru na ?gh?m d? na mmemme a. Usoro a gbasoro were mee nch?cha a b? usoro nke s?vee. Nd?nch?cha gara n’obodo ?haf?a nke d? n’okpuru ?ch?ch? ?haf?a na Steeti Ab?a weere j?? nd? okenye maara ihe gbasara Mmemme ?gba Uche aj?j?. At?t? e ji mee nch?cha a b? at?t? mmek?r?ta mmad? na ibe ya (Social Theory), nke Thomas Schellings t?p?tara n’af? 1977. A ch?p?tara na nd? ?haf?a anagh?zi eme Mmemme ?gba Uche d?ka ha si eme ya n’oge gboo. A ch?p?takwara na ?f?d? nd? ntorob?a ?haf?a, amagh? ihe gbasara Mmemme ?gba Uche, nke ha ji ama ?b?ch? a na-eme ya n’obodo ha. Nch?cha a ga-abara ?haneze oke uru n’ihi na ha ga-esite na ya mata maka mmemme ?gba Uche, mgbe ? malitere nakwa ka e si eme ya. ? ga-eme ka nd? obodo ?haf?a mara mkpa ? d? ijidesi ejirimara ha ike, ma nyekwa aka n’?kwalite ag?mag? ?d?nala.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.