Odezuruigbo bu Jonal nke Ngalaba Amumamu Igbo, Afrika na Nzikoritaozi, Mahadum Nnamdi Azikiwe, Oka. Aha a bu okwu Igbo nke putara "Ihe jezuru ebe niile". Ude ya na-edezu na mba niile site na Googul na Ntaneeti. Nke a mere na Jonal a, di ka aha ya gosiputara, metutara mmadu niile na mba niile. Ebumnuche Jonal Odezuruigbo hiwere isi n'ime ka a mara na o di mkpa iji asusu Igbo deputa edemede nchocha e nyochara nke oma. Nke a ga-enye aka n'ikwalite asusu Igbo, ma mee ka o na-eto eto. O na-anabatakwa edemede e dere na Bekee nke na-ewelite ogo asusu, omenala, amamihe, nsirihu uwa na njirimara ndi Igbo. Nke a putara na o na-anabata edemede n'atumatu o bula metutara odimma ndi mmadu, akuko ntoala, mmekorita mmadu na ibe ya, agumagu, ekpemekpe, omenala, agumakwukwo, ochichi, nkanuzu, w.d.g.
Editor-in-Chief
Prof. Nkoli M. Nnyigide
Editors
Rev. Fr Dr Patrick I. Umezi
Dr. Florence U. Ibeh
Full Issue
View or download the full issue | ODEZURUIGBO VOL 8 NO 2, 2024 |
Table of Contents
Articles
Christian E. C. Ogwudile
|
|
Patience Chikaodili Okoye & Chinweude Nwakaego Ugochukwu
|
|
Chinenye Esther Onuoha
|
|
Kenneth E. Obiorah & Ayodeji A. Adedara
|
|
Nwosu, Florence Chika
|
|
Dr. James N. Nnoruga
|
|
Iwu Ikwubuzo, Osita Nwagbo, Ebele Okafor, Adaora Anyachebelu, Alexander Agoro
|
|
Ikechukwu Okodo & Ekwenugo, Precious Ujunwa
|
|
Okide, Ujubonu J.
|
|
Edith Ngozi Onukawa
|
|
Chukwuebuka Uchenna, Oraegbunam & Bankale, A. Oyetayo
|
|
Chika Chudi - Duru
|
|
JUDE C. ASIKE
|
|
Prof.Gladys I. Udechukwu & Chinweze chinedu Evaristus
|
|