Abstract
Ala bụ otu n’ime nnukwu onyinye Eke kere ụwa nyere mmadụ n’efu n’akwụghị ụgwá». Ala bara á»tụtụ uru n’ebe mmadụ ná». Ihe niile na-eku ume ndụ ma ndị anaghị eku ume ketara oke n’uru dị n’ala n’otu ụzá» maá»bụ n’ụzá» á»zá». N’elu ala ka osisi na ụmụ ahịha ndị á»zá» na-eto, n’elu ala ka a na-ewu ụlá»; n’elu ala ka mmadụ na ụmụ anụmanụ dị iche iche bi; n’elu ala ka á»tụtụ ihe dị mkpa maka obibi ndụ mmadụ na ihe ndị á»zá» e kere eke na-adabere maka ndụ na agamniihu ha. Ọ bụ n’ihi uru ala bara mere na mgbe Chineke na-eke ụwa na e kwuru na ụwa juputara na mmiri, mana Chineke mechara kpaa oke n’etiti mmiri na ala wee mee ka e nwee ala aká»rá» (Jenesis 1:9-10). Ndị nna nna anyị ha makwaara uru ala bara wee nwee ike ịzá»ta na ichekwabara ụmụ na ụmụ ụmụ ha ala nke rutere ndị ná» ndụ aka taa. Nke a mere na ka á» dị taa na mmadụ nwere ebe obibi nwee ebe a na-ewu ụlá» ma na-aká»kwa nri. N’á»gbá» a ná» n’ime ya n’oge a, á» bụ ihe mwute na ala ndị nna nna ha hafenyere ha n’aka bụzị ihe e ji atụ mgbere na ihe e ji egbu á»chụ. N’ụbá»chi taa, nwanne na-ere ma na-egbu nwanne ya n’ihi ala. Ọ bụ á»ná»dụ ndị a dị n’ala Igbo ka odee lechara anya wee bagide ide ihe n’isiokwu a. Ederede a ga-enye aka mee ka nsogbu dị n’ịzá» na ire ala n’ala Igbo belata (á» bụghị ka á» kwụ sị kpamkpam), nke a ga-eme ka udo na agamniihu tá»rá» atá» dị n’ala Igbo. Nchá»cha a gbasoro usoro sá»vee rịsaachị na nká»wapụta site n’ajụjụ á»nụ a gbara ụfá»dụ mmadụ na steeti dị iche iche e nwere n’ala Igbo, nke a ná»kwa n’ime ya chá»pụta na ihe gbasara ịzá» na ire ala bụ ihe zuru ala Igbo á»nụ. Odee wee naatụnye aro ka ndị ụka na ndị isi obodo dị iche iche nye aka hụ na a gbara mgba megide nke a, ka ụmụ ụmụ anyị naabịa n’ihu wee nwee ebe ha ga-ewu ụlá» obibi n’á»dịniihu.
References
Achebe, C. (1986). The World of the Ọgbanje. Enugu: Fourth Dimension Publishers Adebayo, M.C. (2011). Comprehensive Agricultural Science for Senior Secondry School. Ibadan: University Press Anozie,C.C. (2003). Igbo Kwenu: AkụkỠna Omenala Ndị Igbo. Enugu: Computer Edge Publisers Barret, D.B. (1970). Schism and Renewal in Africa: An Analysis of Six Thousand Contemporary Religious Movements. London: Oxford University Press.
Bible Society of Nigeria, King James Version ( 2004). Korea: Korean Bible Society Ejiofo, P. (2005). Igbo Ezue. Awka: Valid Publishing Company. Ekwealor, C.C. (1998). Omenala na Ewumewu Igbo. Onitsha:Africana First Publishers. Iluogu, E. (1985). Igbo Life and Thought. Onitsha: University Press. Nmah, P.E. (1998). Spiritual Dimension of Land Identity Crisis in Igbo land of Nigeria: An Ethical Reflection. Ofomata, C.E. (2007). Nchịká»ta Ihe Ọmụmụ n’Asụsụ Igbo nke Seká»ndịrị. Enugu: Format Publishers
Ogbalu, F.C. (1965). Omenala Igbo. Onitsha: African Literature Boreau. Ogbalu, F.C.(2006). Omenala Igbo. Onitsha: University Publishing Press. Okoye, G.A. (2009). Authobiography and Orji Village in Historical Identity. Enugwu-Ukwu: Busy Brian Enterprises.
Parrinder, G. (1976). Africa’s Three Religions. London: Sheidon Press.