ỊZỌ NA IRE ALA N’ALA IGBO: ỌGHỌM NA OLILEANYAYA N’EBE NDỊ NTOROBỊA NỌ

Gladys Ifeoma Udechukwu

Abstract


Ala bụ otu n’ime nnukwu onyinye Eke kere ụwa nyere mmadụ  n’efu n’akwụghị  ụgwá». Ala bara á»tụtụ  uru n’ebe mmadụ  ná». Ihe niile na-eku ume ndụ  ma ndị  anaghị  eku ume ketara oke n’uru dị  n’ala n’otu ụzá» maá»bụ  n’ụzá» á»zá». N’elu ala ka osisi na ụmụ  ahịha ndị  á»zá» na-eto, n’elu ala ka a na-ewu ụlá»; n’elu ala ka mmadụ  na ụmụ  anụmanụ  dị  iche iche bi; n’elu ala ka á»tụtụ  ihe dị  mkpa maka obibi ndụ  mmadụ  na ihe ndị  á»zá» e kere eke na-adabere maka ndụ  na agamniihu ha. Ọ bụ  n’ihi uru ala bara mere na mgbe Chineke na-eke ụwa na e kwuru na ụwa juputara na mmiri, mana Chineke mechara kpaa oke n’etiti mmiri na ala wee mee ka e nwee ala aká»rá» (Jenesis 1:9-10). Ndị  nna nna anyị  ha makwaara uru ala bara wee nwee ike ịzá»ta na ichekwabara ụmụ  na ụmụ  ụmụ  ha ala nke rutere ndị  ná» ndụ  aka taa. Nke a mere na ka á» dị  taa na mmadụ  nwere ebe obibi nwee ebe a na-ewu ụlá» ma na-aká»kwa nri. N’á»gbá» a ná» n’ime ya n’oge a, á» bụ  ihe mwute na ala ndị  nna nna ha hafenyere ha n’aka bụzị  ihe e ji atụ  mgbere na ihe e ji egbu á»chụ. N’ụbá»chi taa, nwanne na-ere ma na-egbu nwanne ya n’ihi ala. Ọ bụ  á»ná»dụ  ndị  a dị  n’ala Igbo ka odee lechara anya wee bagide ide ihe n’isiokwu a. Ederede a ga-enye aka mee ka nsogbu dị  n’ịzá» na ire ala n’ala Igbo belata (á» bụghị  ka á» kwụ sị  kpamkpam), nke a ga-eme ka udo na agamniihu tá»rá» atá» dị  n’ala Igbo. Nchá»cha a gbasoro usoro sá»vee rịsaachị  na nká»wapụta site n’ajụjụ á»nụ  a gbara ụfá»dụ  mmadụ  na steeti dị  iche iche e nwere n’ala Igbo, nke a ná»kwa n’ime ya chá»pụta na ihe gbasara ịzá» na ire ala bụ  ihe zuru ala Igbo á»nụ. Odee wee naatụnye aro ka ndị  ụka na ndị  isi obodo dị  iche iche nye aka hụ  na a gbara mgba megide nke a, ka ụmụ  ụmụ  anyị  naabịa n’ihu wee nwee ebe ha ga-ewu ụlá» obibi n’á»dịniihu.

Full Text:

PDF

References


Achebe, C. (1986). The World of the Ọgbanje. Enugu: Fourth Dimension Publishers Adebayo, M.C. (2011). Comprehensive Agricultural Science for Senior Secondry School. Ibadan: University Press Anozie,C.C. (2003). Igbo Kwenu: AkụkỠna Omenala Ndị Igbo. Enugu: Computer Edge Publisers Barret, D.B. (1970). Schism and Renewal in Africa: An Analysis of Six Thousand Contemporary Religious Movements. London: Oxford University Press.

Bible Society of Nigeria, King James Version ( 2004). Korea: Korean Bible Society Ejiofo, P. (2005). Igbo Ezue. Awka: Valid Publishing Company. Ekwealor, C.C. (1998). Omenala na Ewumewu Igbo. Onitsha:Africana First Publishers. Iluogu, E. (1985). Igbo Life and Thought. Onitsha: University Press. Nmah, P.E. (1998). Spiritual Dimension of Land Identity Crisis in Igbo land of Nigeria: An Ethical Reflection. Ofomata, C.E. (2007). Nchịká»ta Ihe Ọmụmụ n’Asụsụ Igbo nke Seká»ndịrị. Enugu: Format Publishers

Ogbalu, F.C. (1965). Omenala Igbo. Onitsha: African Literature Boreau. Ogbalu, F.C.(2006). Omenala Igbo. Onitsha: University Publishing Press. Okoye, G.A. (2009). Authobiography and Orji Village in Historical Identity. Enugwu-Ukwu: Busy Brian Enterprises.

Parrinder, G. (1976). Africa’s Three Religions. London: Sheidon Press.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.