NNYOCHA NKA ỌDỊMARA ECHICHI ONYEISHI N’OVOKO AKPỤRỤOKWE SITE N’ ATỤTỤ MBAMỤURU

Ugwuoke Priscilla Ebere

Abstract


Ọchá»cha a gbadoro ụkwụ na nnyocha nka á»dịmara n’onye e chiri echichi onyishi n’Ovoko Akpụrụokwe.Ebumnuche á»chá»cha a bụ ịchá»pụtagasị ụfá»dụ á»rụ nka á»dịmara onye e chiri echichi onyeishi n’OvokoAkpụrụokwe na Nsụka site n’atụtụ mbamụuru. Ihe bụ isi sekpu ntị bụ n’edemede a bụ ihe nyocha naemena ndụ maá»bụ ụzá» e si aká»wapụta ihe ndị obodo jiri hiwe isi. Nke a ká»wapụtara etu ndị Ovoko siewepụta ihe na-enye aka ka obodo ha na-aga n’ihu. N’isi nke mbụ, á»chá»cha a, wubere ntá»ala á»chá»chaya, nsogbu á»chá»cha ya, ebumnuche á»chá»cha ya, oke á»chá»cha ya na uru á»chá»cha ya. N’isi nke abụá», á»tulere ndịna isiokwu á»chá»cha a, nke gunyere omenaala, á»dịmara, echichi na onyeishi. Ọzá»kwa, O lebaraanya n’ihe ndị á»chá»cha á»zá» merela gbasara isiokwu ndị a were guzobe atụtụ á»chá»cha a nke bụ atụtụmbamụuru iji tụchaa á»chá»cha ya. Ọchá»cha a gosipụtara usoro á»chá»cha gbasoro iji nweta data makantụcha á»chá»cha ya. Data o lebera anya na ntụcha ya gunyere-á»dịmara ndịa: Ọjị, mmanya nkwụ elu,á»fá»/á»há»á», Mmá»nwụ, nna nna na ejiji ha/ekike ndị onyeishi. Nchá»pụta á»chá»cha a gosiri na Ovoko Akpụrụokwe n’á»dịmara a bụ á»jị nwere á»tụtụ nghá»ta nke gunyere mkpụrụ á»jị, ibe á»jị na ukwu á»jị mana nke ndịá»chá»cha lebera anya bụ mkpụrụ á»jị na ibe á»jị. Nke na e gosiputa á»dịmara udo, ịdị n’otu na ịhụnanya.Nchá»pụta á»zá» gosiputara na e nwere á»tụtụ á»dịmara dị iche iche n’echichi onyeishi n’Ovoko nke gụnyeremmanya nkwụ (up wine), Mmanya nkwu bụ á»dịmara zipụtara aka á»rụ ha. Ọfá»/á»há»á» na nchá»pụta gosirieziokwu na ịkwụba aka á»tá», egwu á»dịnaala na mmá»nwụ ha bụ nke ha ji akpa onwe obi á»ma. Nke a naezipụta mmeká»rịta dị n’etiti mụỠna mmadụ. Ejiji hakwa bụ iji gosipụta ikike onye okenye nwere n’alaOvoko Akpụrụokwe.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.