MKPATARA NA NSOGBU NDAKPO ỤMỤ NWAANYỊ NA NAỊJIRIA N’OGE UGBU A: STEETI ANAMBARA DỊ KA IHE NLERE ANYA

Chidimma Anthonia Ejioforbiri; Gladys Ifeoma Udechukwu

Abstract


Ndakpo bụ ịkwaso mmadụ iko n’ike n’enwetaghị ntụziaka ya bụ onye e mere ya bụ ajá» ihe. O so n’otun’ime á»tụtụ ajá» omume dị iche iche jupụtara n’ala Igbo, n’obodo anyị bụ Naịjirịa nakwa n’ụwa niile.Ọ bụ ihe já»karịrị udele na njá» ma sigbuo nkakwu n’isi etu ndakpo si arị ibe ya elu n’ala anyị ugbu a.Ndakpo a na-abịara ma nwoke ma nwaanyị, ma nwata ma okenye. Mana á» ka n’á»nụá»gụgụ n’ebe ụmụnwaanyị ná» tụmadị ndị ntorobịa anyị. Ụfá»dụ oge, ụmụ nwoke na-enweta ihe ịmaka ndakpo a anaghịenwenwu ike ikwuputa n’ihi ihere Ndakpo ụmụ nwoke bụ nke na-adị mana á» naghị abịakarịrị ha dị kao si abịara ụmụ nwaanyị. Ọ bụ nke a mere ndịnchá»cha jiri lebaa anya na ndakpo ụmụ nwaanyị ndịntorobịa. Ndakpo a ebutela nsogbu dị iche iche dị ka ajá» á»ná»dụ echiche ime mmụá», igbu onwe, á»rịammeká» edina, mgbasa ezinaụlá», atụghị ime, á»nwụ, wee dịrị gawa. Ọ bụ nsogbu ndị a niile kpaliri mmụá»ndịnchá»cha ha jiri gaa n’ihu há»rá» isiokwu a iji wee ziputasịa ihe á»dachi sitere na ndakpo ụmụ nwaanyịma nyekwa ntụnye aro ka a ga-esi gboo ma á» bụ belata ya. A gbadoro ụkwụ n’atụtụ ime mmụỠ(PsychoAnalysis) nke Sigmund Freud, 1856-1939 iji chá»pụta etu á»ná»dụ ime mmụỠmmadụ si arụ á»rụ, á»dịdị ya,nhazi ya na á»rịa na-emetụta ya wee tụchaa isiokwu a. Ọ bụ usoro ‘Sá»vee’ ka a gbasoro wee mee nchá»chaa. Ebumnoobi nchá»cha a bụ iziputa mkpatara na nsogbu dị iche iche ndakpo na-etinye ndị mmadụhụtara onwe ha na ya bụ ajá» á»ná»dụ nakwa ka a ga-esi gboo ya bụ nsogbu. A tụrụ anya na e mechaanchá»cha a, na á» ga-emeghe anya ndị mmadụ ịmata ihe ndị na-akpata ndakpo, nsogbu o na-eweta mamatakwa ụzá» dị iche iche a ga-esi gbochie ma gbanahụ ya bụ ajá» á»ná»dụ. A chá»pụtara na ndakpo ụmụnwaanyị na-adapụta site n’ajá» ejiji ụmụ nwaanyị na-eji, enyeghị ụmụaka ezi á»zụzụ site n’aka ndị nnena nna na enweghị iwu na ntaramahụhụ siri ike iji gbochie ajá» á»ná»dụ a site n’aka ndị gá»á»mentị.Nchá»cha ga-abara á»ha mmadụ uru, ma nwoke ma nwaanyị, ma okenye ma nwata ma á»kachasị ndịntorobịa ndị nwaanyị. Ọ ga-emekwa ka ndị na-akpa ụdị agwa a mata na o nwere ntaramaahụhụ kwụeche onye á» bụla kpara ya bụ ajá» agwa, ma zeere ya.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.