NGANUSORO ECHICHEOKWU NA NGAKỌRỊTA MKPỤRỤOKWU ÒGBÒ

Ilechukwu, Daniel Ihunanya

Abstract


Asụsụ á» bụla nwere usoro mkpụrụokwu ndị mebere ya si agaká»rịta n’á»ná»dụ ụfá»dụ. Asụsụ Igbo nwereiwu na-achịkwa ngaká»rịta mkpụrụ ụda na ibe ya, ngaká»rita mkpụrụokwu na ibe ya, ngaká»rịta usorookwu na ibe ya, d.g. Ọ bụ iwu ndị ahụ na-achịkwa ngaká»rịta mkpụrụokwu mkpá»aha abụỠbụ ogboka enyochara n’ederede a kpá»mkwem. Nsogbu kpaliri nchá»cha a bụ na n’oge agbaraá»hụrụ a, ụfá»dụụmụamala Igbo anaghị aghá»ta ihe kpatara okwu ogbo ndị e nyochara n’ederede a ji agaká»rịta á»nụ. Ọdị mkpa na e mere ka ha mata ihe omimi ndị a ka ha wee si na ha matakwuo ihe banyere omenala Igbo.Mbunuche izugbe nchá»cha a bụ ịhazi okwu ndị a bụ ogbo etu ha kwesịrị isi gaká» dị ka o si metụta IgboIzugbe. Okwu yiri atụtụ e ji mee nchá»cha a bụ Azụ Echiche Okwu. A ká»wara ihe bụ nganusoro nanjirimara ya. E zipụtakwara etu nganusoro si apụta ihe n’asụsụ Igbo. N’ikpeazụ a chá»pụtara na á» bụrụna a tụsaa okwu ogbo ndị kwesịrị ịgaká» á»nụ, ebumnobi ha ji agaká» efuo. A na-atụ aro na ndị ga-emenchá»cha na nganusoro n’á»dịnihu ga-emetụ aka na nganusoro metụtara mkpá»aha, ngwaa na mmeju.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.