ỌNỌDỤ ABỤ NTỌAJA N’EMUME ACHỤMNTA N’ỌMABALA

Charles Azubuike Nneke

Abstract


Edemede nchá»cha a lebara anya n’abụ ntá»aja na á»ná»dụya n’emume achụmnta n’Ọmabala. Ihe mkpalitere mmụỠomenchá»cha o ji bagide edemede nchá»cha a bụ ka e wee si na ya kpá»ghachi echiche ndị mmadụ azụ n’ebe abụ ntá»aja a na-ezipụta n’emume achụmntae ji wee mara ndị Ọmabala dị n’ihi na á» na-anyụzị ka á»kụ. Ihe wetara ajá»á»ná»dụ bụ mgbanwe batara n’usoro obibi ndịỌmabala n’oge ugbu a. Ọ bụ nkwenye á»dịnala Igbo na mgbe á» bụla a bụrụ abụ ntá»aja, ma á» bụ kwuo ya ekwu n’á»ná»dụ kwesiri ekwesi, na ihe e ji maka ya wee na-abụahụ na-abịa na mmezu. N’abụ ntá»aja e ji achụnta n’Ọmabala e zipụtara n’edemede a, e si na ya wee gosi mkpa á» n’etiti ndị nta, nke mere na emume achụmnta n’Ọmabala ezughi oke ma e wezuga abụ ntá»aja a. A ká»wara abụ ntá»aja e ji achụ nta e dere n’edemede a, site n’igosipụta echiche pụtara ihe na ya iji mee ka o doo anya ma nye nghá»ta nke ga-enye aka ime ka usoro obibi ndụ ndị n’oge gboo n’Ọmabala ghara ifunahụ á»gbá» a na á»gbá» na-abịa n’ihu. Ọ bụ n’agụmagụ á»dịnala ka e mere nchá»cha a ma were atụtụ agụmagụ a naakpỠ“Atụtụ Mkpá»ghaobi†wee tụchaa ya. Ụdịdị nchá»cha a bụ nke si n’ihe a hụrụ n’anya na n’ịgba ajụjụ á»nụ. A há»á»rá» á»tụtụ ndị nta na ndị mmadụ maara ihe banyere emume ntá»aja n’obodo dị na mpaghara Ọmabala ma gbaa ha ajụjụ á»nụ. Ebe á»zá» e si nweta ihe e dere n’edemede a bụ n’á»baakwụkwá». N’ikpeazụ, a tụchara ụsa e si n’ụzá» ndị a weta nke e si na ha chá»pụta na achụmnta nwere emume nke e si na ya abụ abụ ntá»aja, iji nweta ihuá»ma n’aka mmụá»á»ma ndị na-eme ka ebumnuche dịnta ji baa n’á»hịa nta pụta ihe. E jikwa ya arịá»ta ike nchedo ma bụrụ kwa nke e ji eme ka ajá»mmụỠna ajá»anụ ghara inye dinta nsogbu. Mmụá»á»ma ndị ahụ a na abụrụ abụ ntá»aja n’emume achụmnta n’Ọmabala gụnyere: Chukwu, chukwuoke, ikenga na á»gwụ. Edemede nchá»cha a ga-abara á»haneze uru, á» kachsị ndị nwere mmasị n’emume á»dịnala na abụ ntá»aja uru.

Full Text:

PDF

References


Achara, D.N. (1989) Elelịa na Ihe O mere, Nigeria: Longman.

Chinedu, B. O. (n.d). West African Verse in Background Analysis Lecture. Onitsha:

Kawuri & Manilas Publishers.

Chukuezi, A. B. (2001). AkỠBụ Ndụ. Ibadan: Longman.

Dobie, A. B. (2012). Theory into Practice: An Introduction to Literary Criticism. USA:

Wadsworth.

Ekechukwu, R. M. (2003). Akpa Uche. Ibadan: University Press.

Emenanjá», N. (n.d). Ụtara Ntị. Ibadan: Evans brothers.

Idigo, F.C. (2010) The Royal Dynasties of Agụleri, Enugu: Niky Printing and

publishing.

Iwu, M. M. (2002). “Igbo Ethnomedicineâ€, In Ofomata, G. E. K. (ed.) A Survey of the

Igbo Nation. Onitsha: Africana. Pp.583-605.

Iwuchukwu, C. (1999). The Mastery of Literature. Lagos: Macckho-Ricckho Press &

Publishing.

Kennedy X. J. and Gioia, D. (2007). Literature: An Introduction to Friction, Poetry,

Drama and Writing. New York: Pearson Longman.

Maduekwe, J. C. (1984). Dinta. Ibadan: University Press.

Mgbemena. A. U. (1990). Echiche. Lagos: Macmillan

Nneke, A. C. (2012). “Aspacts of Igbo Traditional Drama in Hunting: A Case Study

of Agụleri and Anamâ€. Unpublished Masters Thesis Department of Igbo,

African and Asian Studies, Nnamdi Azikiwe University.

Nwadigwe, F. (2008) “Costume and Make-Up Design in Indigenous African Theatres:

A Study of Egbenuoba Hunters’ Performanceâ€, In C. Nwadigwe (Ed.) (2008)

Applause: Journal of Theatre and Media Studies, Vol.1, N0.4, Enugu:

Academic Publishing. pp. 159-173.

Nwadike, I. U. (2003). Agụmagụ Ọdịnala Igbo. Onitsha: Africana.

Okoye, G. C. (1996). Complete Literary Teụt in Literature. Onitsha: Veritas Printing

& Publishing.

Osakwe, N., Okoye, I. & Umeasiegbu, R. (1997). Communication Skills in English.

Enugu: Ngib Publishers.

Schechner, R. (1988) Performance Theory, New York and London: Routledge.

Sinclair (1992). BBC English Dictionary. Onitsha: Africana First.

Ubesie, T. (1975). Ụkpana Okpoko Buuru. Ibadan: University Press.

Ndị m Ji Mee Nchá»cha/Ndị m Gbara Ajụjụ Ọnụ

Agbata, A. C. (2011). Ọ bụ onye Ụmụá»ba Anam gbara afá» iri ise na asaa, á» bụ dinta

ma na-azụkwa ahịa. Okwu á»nụ ya banyere achụmnta n’Ụmụá»ba Anam

/03/015.

Ibeh, A. (2018). Ọ bụ onye Ụmụeri gbara afá» iri isii, á» na-arụ á»rụ ugbo ma na-emekwa

dibịa. Okwu á»nụ ya banyere achụmnta n’Ụmụeri 17/4/2018.

Idigo, R. (2011). Ọ bụ onye Agụleri gbara afỠiri ise na iteolu, o ji achụmnta na ịgba

mkpá»nala akaá»rụ. Okwu á»nụ ya banyere achụmnta n’Agụleri 04/03/ 2011

Ifeatu (2011). Ọ bụ onye Ụmụá»ba Anam gbara afá» iri asatá» na aná», o ji á»rụ ugbo mere

akaá»rụ. Okwu á»nụ ya banyere achụmnta n’Ụmụá»ba Anam 07/03/ 2011.

Udealá», I. E. (2011). Ọ bụ onye Ụmụá»ba Anam gbara afá» iri asaa na ise, o ji dibịa mere

akaá»rụ. Okwu á»nụ ya banyere achụmnta n’ Agụleri 09/03/ 2011.

Udealá», S. C. (2019). Ọ bụ onye Oroma Etiti Anam gbara afá» iri aná» na ise, á» arụ á»rụ

bekee. Okwu á»nụ ya banyere achụmnta n’Oroma Etiti Anam 07/06/ 2019.

Ụwanze, R. O. (2019). Ọ bụ onye Ụmụá»ba Anam gbara afá» iri ise, o ji dibịa mere

akaá»rụ. Okwu á»nụ ya banyere achụmnta n’Ụmụá»ba Anam 24/3/2019.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.