ARXMQRX KWUNKWUGHA N’ABX ỌD[NALA ẸZAA

Emmanuel Emeka Nwaoke, Goodluck Nwode, Roseline Uka

Abstract


Ebumnuche nchá»cha a bụ ịchá»pụta ma ká»waa á»rụ dị iche iche kwunkwugha na nkwugharị okwu na-arụ n’abụ á»dịnala Ẹzaa na ụzá» á»rụ ndị ahụ si emetụta echiche nkiti na echiche nsịna n’abụ ndị ahụ. A gbasoro atụtụ njirime/echiche nsiná»ná»dụ na usoro ndacha okwu were tụchaa ụfá»dụ abụ á»dịnala Ẹzaa dị ka abụ ikpe, abụ ekwerekwe na ndị á»zá». Nchá»cha a chá»pụtara na ndị Ẹzaa naeji kwunkwugha dị ka mgbamonwe nka okwu nye abụ ha ma site n’ụzá» ndị ahụ mee ka nkwenye agbụrụ, agwa nñomi, atụtụ izugbe, ndịniwu, ejirimara, ekpe na mgbasa omenala ha wee pụta ihe. Ọtụtụ mgbe abụ ndị Ẹzaa na-enwe ngwaká» asụsụ na/ma á» bụ mmafenye asụsụ nke gosiri na a na-enwe mgbanwe n’abụ ndị ahụ ka ha na-esi n’aka otu á»gbá» banye n’á»zá». A chá»pụtakwara na abụ á»dịnala Ẹzaa na-eji kwunkwugha ezipụta ụdịdị echiche dị iche iche nye ihe a na-ekwu maka ya na á»ná»dụ a ná» kwuo ya. A tụchara á»rụ ndị ahụ site na ileba anya n’á»ka okwu ndị e ji wube abụ ndị ahụ sitekwa n’ụzá» ahụ mee ka omume na nkwenye ndị Ẹzaa bụrụ ndị a na-sá»pụrụ

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.


Â