NTUCHA OZI ORIAKỤ OBIANỌ ZIRI ỤMỤAKA N’ỤBỌCHỊ NCHETA ỤMỤAKA NKE AFỌ 2018

Florence Uju Ibeh

Abstract


Nchá»cha a bụ maka ntucha ozi Oriakụ Obianá» ziri ụmụaka n’ụbá»chị ncheta ụmụaka nke afá» 2018. Ihe kpalitere mụỠnwa nchá»cha ime nchá»cha n’isiokwu a bụ na e nwekebeghị ihe ederede n’emereme nsinokwu n’asụsụ Igbo dị ka e nwere n’asụsụ Bekee.  Ihe nwa nchá»cha bu n’obi bụ ịchá»pụta ma agwa atá» dị n’emereme nsinokwu ha apụtara ihe n’ozi Oriakụ Obianá» ziri ụmụaka tinyere ịma ma o nwere ka emereme nsinokwu si ebulite mmeká» mmadụ na ibe ya. A gbasoro atụtụ emereme nsinokwu nke Austin (1962) na Searle (1969) na atụtụ ndịmkpa nke Sperber na Wilson (1986) mee nchá»cha a. Ụfá»dụ nchá»pụta e nwetara na nchá»cha a bụ na agwa atá» dị n’emereme nsinokwu n’á»rụ asụsụ niile pụtachara ihe n’usoro izi ozi ahụ dị ka iji mejupụta mbunuche onye na-ezi ozi. Nchá»pụta á»zá» bụ na á»ná»dụ adịmire atá» pụtakwara ihe na nchá»cha a. Ọzá» bụ na e nwere arịrịá», ndụmá»dụ, ekele na ikwe nkwa n’ozi a nke dị n’emereme nsinokwu. Uru nchá»cha a bụ na á» ga-enye aka igbochi nsogbu a na-enwe na nghá»tahie na nkwuhie echiche na-adị n’okwu mgbe a na-ezi ozi n’ebe ndị Igbo ná». Uru á»zá» bụ na nchá»cha a ga-enye aka tinyekwue n’á»nụá»gụ ihe e derela n’isi okwu a ma nyekwa aka ibelata nsogbu na á»gbaaghara na-adapụta n’etiti ndị mmadụ, ma n’etiti obodo na obodo maka ndomanya á» na-ewebata. Uru á»zá» bụ na okwuu na-eji nká»waru emereme nsinokwu ewulite mmụỠá»nụụ n’ime ka o gee ntị ma ghá»ta ihe a chá»rá» ka á» ghá»ta nke na-eweta ezi mmeká»rịta n’etiti okwuu na á»nụụ. Aro nwa nchá»cha na-atụ bụ na ndị nkuzi na ngalaba asụsụ na omenala Igbo ga-akaba ahụ mee ka e nwee ihe odide n’ebe á» dị ukwuu gbasara emereme nsinokwu n’asụsụ Igbo dị ka á» dị n’asụsụ Bekee.

Full Text:

PDF

References


Anagbogu, P., Mbah, B. M. & Eme, C. A. (2010). Introduction to linguistics (2nd ed.). Awka: Amaka Dreams Publishers. Anidobe, C. J. (2014). “The pragmatics analysis of Prof. Batho Okolo’s speech on the 14th matriculation.†Edemede semịna maka nchá»rá» nnwete Ph.D. na ngalaba Linguisitcs, Mahadum Naịjirịa, Nsuka. Chimezie, G. (2008). “Analyzing communication and culture as semioticsâ€. Journal of Nigerian Languages and Culture 10(2) ihu 273 – 282. Echebima, G. (2005). A textbook of Igbo linguistics. Owerri: Asumpta Press. Ibeh, F. U. (2017). “Ntucha okwu njirimee dị ka o si metụta okwu nne gwara nwa ya na-aga be di á»hụụ.†N’Ekwe Journal. 4(2). ihu 123 – 131. Lyons, J. (1970). New horizon in linguistics. Harmondsworth: Penguin. Lyons, J. (1977). Semantics. Cambridge: Cambridge University Press. Mbah, B.M., Mbah, E. E., Ikeokwu, C. N., Okeke C. O., Akaeze, C. M., Onu J. O., Eze, E. A., Prezi, G. O. & Odii, B. C. (2013). Igbo Adị-Igbo-English, EnglishIgbo dictionary of linguistics and literary terms. Nsukka: University of Nigeria Press. Mbata, C. O. (2013). “Analysis of speech acts in Igbo: A study of traditional and Christian marriage rite.†Edemede maka nnwete Ph.D. na ngalaba amụmamụ Igbo, Afrịka na Eshia, Mahadum Nnamdị Azikiwe, Awka. Ndimele, O. M. (2007). Semantics and the frontiers of communication (2nd ed.). Port Harcourt: University of Port Harcourt. Onwudiwe, G. E. & Ugochukwu, C. N. (2012). “Language as a vehicle for Cultural/Transmission: The Case of Igbo language.†N’ỌJA: An International Journal of Igbo, African and Asian Studies. (1) ihu 2 – 10. Syal, P. & Jindal, D. C. (2013). An introduction to linguistics. Delhi: PHI learning. Tubbs, S. L. & Moss, S. (1991). Human communication. New York: McGraw Hill. Udemmadu, T. & Umezi, P. (2017). “The language of the sacraments of the catholic church: Austin and Searle’s model.†International Journal of religion and human relations. 19(1), ihu 107 – 130. Wilson, R. (1992). Mass media, mass culture: An introduction. New York: McGraw Hill.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.