ỌNỤỌGỤ IGBO: USORO OCHIE

Thecla Ngọzichukwuka Udemmadụ

Abstract


Ọnụá»gụ so n’otu alaka mkpá»aha n’ihi na o nwere ike iwere á»ná»dụ n’isiahịrị  maá»bụ na nnara. Ọrụ á»nụá»gụ na-arụ n’ụtá»asụsụ bụ igosi ole ihe dị. Asụsụ Igbo na-agụ ihe na mpịaká» iri, mpịaká» iri ugbua. Ma tupu a malite usoro á»hụrụ a n’afá» 1972 (SPILC, 1985:38), ndị Igbo nweburu usoro ha si ekwu ole ihe dị. Usoro ahụ bụ mpịaká» iri abụá», mpịaká» iri abụá», na mpịaká» narị aná», mpịaká» narị aná». Ka á» dị  ugbua, á»tụtụ ụmụafá» Igbo á»kachasị  ndị  á»gbara á»hụrụ amaghị  maka usoro ochie ahụ e sibu agụká» ihe n’agbanyeghị  na ụfá»dụ ndị  ná» na mpaghara ala Igbo ụfá»dụ bụ ya ka ha ji ekwu ole ihe dị. Nke a kpá»litere mụỠnwanchá»cha ime nchá»cha n’isiokwu a ma detue ya edetue. Nwanchá»cha gbara ụfá»dụ ndị okenye ajụjụ á»nụ wee si n’ụzá» dị etu a weká»ta ngwa nchá»cha ya. A gbasoro usoro nká»wa wee zipụta nchá»cha a. Nwanchá»cha chá»pụtara na á»tụtụ ndị Igbo amaghị  eji usoro ochie agụ ihe, ebe á»tụtụ ndị bụkwanụ naanị usoro ochie ahụ ka ha si agụ ihe. A chá»pụtakwara na e nweghị  ike iji usoro ochie ahụ gụrụ ihe rue n’ijeri kwuru ijeri n’enweghị  mgbagwojuanya. Ọ bụ á»ná»dụ a mere e ji gbanwoo ya wepụta usoro á»hụrụ. Nwanchá»cha na-atụzi aro ka ndị mmadụ mụta usoro ochie ahụ ma mụtakwa usoro á»hụrụ, ka á» ga-abụ onye hụtara onwe ya ebe e ji nke ochie agụ, o sonye, onye hụtakwanụ onwe ya ebe e ji usoro á»hụrụ agụ, o sonyekwa. Nke a dị  nnukwu mkpa maka amụma azụmahịa. Nchá»cha a ga-abara ụmụafá»Â  Igbo niile uru.

Full Text:

PDF

References


Crystal, D. (1987). The Encyclopedia of Language. Cambridge: Cambridge University Press Igbo Numbers: How to Count in Igbo www.ezinaụlá».com , e wetere ya na 13 Julaị, 2018 Killian, J. (2013). “Number System: An Introduction to Binary, Hexadecial†ad.more, e wetere ya na 13 Julaị, 2018 Ngoesi, M. C. (1993). Nchịká»ta Ihe Ọmụmụ nke Asụsụ Igbo maka Ule SinịỠSeká»ndịrị. Nkpor: Optimal Press Palmer, F. R. (1981) Semantics (2nd ed.). Cambridge: Cambridge University Press SPILC (1985). Ọkasụsụ Igbo (Igbo Metalanguage). Onitsha: Varsity Industrial Press www.languages and numbers.com/how-to-count-inIgbo/en/ibo/ e wetere ya na 13 Julaị, 2018 www.language and numbers.com/numbering systems/en/ e wetere ya na 13 Julaị, 2018

Ndị a gbara ajụjụ á»nụ Chief Pita Ude, gbara afá» iri asatá» na otu, onye Ịgbaakwụ na Kasụl ime obodo Ayamelum, Steeti Anambara, Naịjirịa, onye á»rụugbo

Oriakụ Josephine Akụbue gbara afá» iri asaa na aná», onye Ọkpụná» na Kasụl ime obodo Ọka Not, Steeti Anambara, Naịjirịa, Ojiegoachụego

Oriakụ MaryRose Obiá»ra, gbara afá» iri asaa, onye Isiamaigbo Agụlụ na Kasụl ime obodo Anaá»cha, Steeti Anambara, Naịjirịa, Ojiegoachụego


Refbacks

  • There are currently no refbacks.