NSOGBU OLUNDỊ N’ỌMỤMỤ IGBO IZUGBE: OLUNDỊ EZEAGỤ DỊKA EBE MGBAKWASA ỤKWỤ

Christian Ogwudile

Abstract


Edemede a lebara anya na nsogbu olundị  na-ebute na nkuzi na á»mụmụ  Igbo Izugbe n’ụlá» akwụkwá» dị  iche iche á»kachasị  n’olundị  Ezeagụ ebe e nwere á»tụtụ  ndịiche dị  n’etiti ya na nke Izugbe. Oke nsogbu kachasị  pụta ihe n’asụsụ  Igbo bụ  na e nwere á»tụtụ  olundị  dị iche iche dị  na ya, nke ndị bi n’ime ya na-asụ. Mbunuche nchá»cha a bụ  ịchá»pụta etu a ga-esi kwá»á» onye ukwu wara ka a hụ na olundị  ndị  a dị  iche iche akpagbughị asụsụ  Igbo Izugbe na nkuzi na á»mụmụ  asụsụ  Igbo n’ụlá» akwụkwá». A gbasoro usoro sovee wee mee nchá»cha a. Ngwa nchá»cha bụ  a jụỠa zaa nke e depụtara n’akwụkwá» ya na usoro a ga-eji zaa ajụjụ  dị  iri na abụỠndị  na-enweghi nkewasị. Ụmu akwụkwá» dị  narị  aná», bụ  ụmụ  akwụkwá» si n’ime ụlá» akwụkwá» aná» dị  n’Ezeagụ  ka e ji mee nchá»cha a. Ha bụ  ndị  JS3, ndị  SS1, ndị  SS2 na ndị SS3. A chá»pụtara na olu Ezeagụ  metutara asụsụ  Igbo Izugbe aka ebe á» dị  ukwuu nke mere na Igbo Izugbe na-anyụ  ka á»kụ  ebe ahụ.

Full Text:

PDF

References


Agbedo, U.C. (1991). “Linguistic Correction of Social Differentiation in Enugu Ezike Communityâ€. Unpublished M.A. Thesis U.N.N Anozie, C.C (1999). Lingwistiks Sayensi Asụsụ. Nsukka: Fulladu Publishers. Emenanjo, E. N. (1978). Elements of Modern Igbo Grammar. Ibadan: Oxford University Press. Emenanjo. E.N. (1985). ‘Preface 2’ N’ OÌ£kaasụsụ Igbo, Metalanguage. Recommendation of the Igbo Standardization Committee of the Society for Promoting Igbo Language: Varsity Industrial Press. Federal Government of Nigeria (1977). National Policy on Education. Lagos: NERDC Press. Federal Government of Nigeria (2004). National Policy on Education. Lagos: NERDC Press. Mbah, B.M. & Mbah E.E. (2010). Topics in Phonetics and Phonology. Nsukka: AP Express Publishers. Nwadike, I. U. (1998). Ntoala agumagu. Nsukka: Ifunanya Publishers. Nwaozuzu, G. I. (2017). Dialects of Igbo language (rev. ed.) Nsukka: University of Nigeria Press. Ohiri-Aniche, C. (2008). “50% of our children do not speak Igbo language†. Na Ndigbo Journal, June 2008 Vol. 1. No 6. P.14 Okolo, D. A. (2004). National tree crop development unit. Owerri: Evans Publishers. Opara, S. (2016). Applied English linguistics. Lagos: T-Excel Publishers. Oruchalu, S. U. (1974). Fundamentals of Igbo spelling. Onitsha: Njikoka Press.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.