ỤMỤAKA IGBO ENWEGHỊ MMASỊ N’ASỤSỤ IGBO: MKPATARA NA MGBOCHI YA

Daniel Ihunanya Ilechukwu, John Onyemaechi Iheme

Abstract


Nchá»cha a nke isiokwu ya bụ  “Ụmụaka Igbo Enweghị  Mmasị  n’Asụsụ  Igbo: Mkpatara ya na Mgbochi ya†bụ  iji lebaa anya ka ụmụaka Igbo esighị  enwe mmasị  n’asụsụ  ha. A chá»pụtara na á»tụtụ  ụmụaka Igbo amaghị  akpá»pụta mkpụrụokwu Igbo; ha amaghịkwa nsupe mkpụrụokwu Igbo ma ya fá»dụzie ịsụ  asụsụ Igbo n’etiti onwe ha. Ọ bụ ihe ndị  a kpalitere mmụỠndị nchá»cha  ịchá»pụta ihe ndị ahụ kpatara ụmụaka Igbo ejighị enwe mmasị  n’asụsụ  ha nke na-ebute iri mperi na mkpá»pụta mkpụrụokwu Igbo, ndepụta na ịsụ  asụsụ  Igbo ka o kwesịrị. Ebumnobi nchá»cha a bụ ime ka a mata ihe ndị  kpatara enweghị  mmasị  a nakwa ụzá» a ga-esi belata ma á» bụ  gbochie ha. Ndị nchá»cha gbasoro usoro sá»vee mee nchá»cha a. A gbara á»tụtụ  ndị  mmadụ  ajụjụ  á»nụ  bụ  ndị  gụnyere ndị  nkuzi iri na abụỠn’ụlá» akwụkwá» atá» dị  na steeti Anambara, Enugwu na Ebonyị. Nchá»cha a ga-enye aka mee ka ụmụaka Igbo ndị  anaghị  enwe mmasị  n’asụsụ  Igbo malite inwe mmasị.  Ọ ga-emepekwa anya onye á»bụla tụmadị  ndị  nne na nna iji kwalite asụsụ  na omenala Igbo. Ndị nchá»cha tụrụ  aro ka ndị  Igbo hụ  asụsụ  ha n’anya, ka a naenye ndị  gụrụ  asụsụ  Igbo á»rụ  nkuzi n’ụlá» akwụkwá» dị  iche iche. Ya na ka ndị  nne na nna malite ịsụrụ  ụmụ  ha asụsụ  Igbo. Nchá»cha a ga-abara ụmụ  akwụkwá», ndị  nne na nna, á»hanaeze na ndị  nkuzi asụsụ  Igbo n’ụlá» akwụkwá» dị  iche iche uru.

Full Text:

PDF

References


Ekwealor, C. C. (1998). Omenala na Ewumewu Igbo. Onitsha: Africana First Drive. Enweonye, C. & Egwuekwe, F. U. (2015). “A Contrastive Study of Negation in Amaiyi and Standard Variety of Igbo. Unizik Journal of Arts and Humanities vol. 16, No. 1, pg. 181- 182. Ihejirika, C. A. (1997:5). Igbo for Leaners I. Ibadan: Onibonoje Press & Book Industries Ilechukwu, D. I. & Okechukwu, N. G. (2013). “Mmasị Ndị Igbo nwere n’ebe Asụsụ Bekee dị karịa Asụsụ Igbo: Mpụtara, á»ghá»m na Aroâ€. Ngoesi, M. C. (1989). Nchịká»ta Ihe OÌ£mụmụ nke Asụsụ Igbo. Onitsha: Optimal Press. Okoye, C. (2015). “The Quest for Paradigms: Children versus Adult Literature in Achebe and Nzekwuâ€. Unizik Journal of Arts and Humanities Vol. 16, No. 1, pp. 160161. Onwudiwe, G. E. (2012). “Anya Ruo Ụlá»: Akpá»m Oku Nwaamala Igbo á»bụla Aghaghị Ịzaâ€. Akwụkwá» a gụpụtara na mmemme nnata na mmechi afá», Obi Gá»á»mentị, Ọka, 20th Desemba, Onwuka, G. T. (2017). “Nsogbu ụmụ Akwụkwá» n’Ide Edemede Leta n’Igbo n’Ule SinịỠSeká»ndịrịâ€. Ekwe Jonal Vol. 4, No. 2, pp. 64.

Internet Sources Anna, C. (2014). Losing Language Skills – How it happens and what you can do to slow the process. Retrieved from www.language traners.co.uk on 15/12/2017. Crano, W. D. (1995). Vested Interest (Communication Theory), Wikipedia. Lev. S. Vygotsky (1962). The Interaction Theory – Wikipedia. Luna, A. R. (2014). The Child and His Behaviour. Soviet Psychology. Wikipedia. Wilson, P. McỠuage, F. Thompson, L. & Mcconnaichie, A. (2013). Language Delay, Wikipedia.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.