AKPARAMAGWA NDỊ IGBO N’ASỤSỤ HA: ETU O SI METỤTA ỌMỤMỤ ASỤSỤ IGBO

Ogechukwu Hope Nwankwo

Abstract


Asụsụ  Igbo ahụsiela anya. Ihe na-akpá»si ya oku ike bụzị  á»nwụ. Ebe á» bụ  na okenye agaghị  aná» n’ụlá» ewu amụỠn’á»gbịrị, edemede a lebera anya n’á»ná»dụ  á»já»á» nke a iji chá»pụta ihe a ga-eme wee gbochie asụsụ  Igbo ịnwụ  á»nwụ  ka onye enweghị  onye nleká»ta. Ajá» á»ná»dụ  a mere ka ajụjụ nchá»cha atá» ndị  a sere elu: Olee akparamagwa ndị  Igbo n’ebe asụsụ  ha dị? Akparamagwa ndị  a, ha sitere n’aka onye? Kedụ  etu akparamagwa ndị  a si emetụta á»mụmụ  asụsụ  Igbo? Ajụjụ  ndị  a nyere aka inweta na ịchá»ta á»tụtụ  ihe. Ntụle na nseke ihe ndị  a e nwetara mere ka e nweta mkpebi n’ihe niile a rụtụrụ  aka n’edemede.

Full Text:

PDF

References


Abraham, R. C. (1967). The Principles of Igbo. Ibadan: Institute of African Studies. Anambra State of Nigeria (1979). “Proceedings and Debates of the First Assembly, Official Report Oct. 25 1979â€, Enugu: Government Press. Anizoba, O. M. (1998). “Igbo Language Development: Present and Futureâ€, A paper presented at the 3rd Annual National Conference of the Association for Promoting Nigerian Languages and Culture (APNILAC) at Nwafor Orizu College of Education Nsugbe. Edwards, P. (1967) (Ed). Eá» uiano’s Travel. London: Heinemann. Ejiofo, P. (1984). Cultural Revival in Igboland. Onitsha: Vasity Industrial Press. Eppstein, J. (1976) (Ed). The Book of the World (4th ed). London: Wyndham Publications. Nwokeoma, O. (1972). “Nsogbu Asụsụ Igboâ€, n’Onuora, Maka Mmụta Igbo Vol. 1, No. 2, Onitsha: Varsity Press. Oraka, L. (1983). The Foundation of Igbo Studies. Onitsha: University Publishers.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.