ECHICHE MBỤRỤ ANỤMANỤ N’ASỤSỤ IGBO NA N’ASỤSỤ BEKEE

Patrick Umez

Abstract


Nchá»cha a bụ maka echiche mbụrụ anụmanụ n’asụsụ  Igbo na n’asụsụ Bekee. Ihe kpalitere nwanchá»cha ime nchá»cha a bụ, n’agbanyeghi mkpa á» dị ịmata myiri na ndịiche dị n’etiti mbụrụ  anụmanụ  n’asụsụ Igbo na asụsụ Bekee, o nwebeghi onye merela nchá»cha iji chá»pụta ha. Ihe nwanchá»cha bu n’obi bụ ịchá»pụta ma detuo echiche dị na mbụrụ  anụmanụ  n’asụsụ  Igbo na echiche o nwere n’asụsụ  Bekee iji chá»pụta myiri na ndịiche dị  n’etiti mbụrụ anụmanụ n’asụsụ  abụỠa. Atụtụ mgbakwasa ụkwụ  nchá»cha a bụ  atụtụ  njirime. Nchá»cha a gosiri na ụfá»dụ  myiri dị n’etiti ha bụ na a bịa n’asụsụ  Igbo nakwa asụsụ  Bekee, ihe agwá» na-egosi bụ ekwesighi ntụkwasị obi, agụ bụ ịkpaike, ahụhụ bụ ipe mpe, agụ owuu bụ oke agụụ, ejula bụ  ime nwayá»á». A chá»pụtakwara na ndịiche dị n’etiti ha bụ: a bịa n’asụsụ  Igbo, ihe atụrụ  na-egosi bụ nzuzu, mana n’asụsụ Bekee, á» bụ  enweghi onwe. N’asụsụ  Igbo, ehi bụ  ibu ibu, mana n’asụsụ  Bekee, á» bụ  nzuzu; n’asụsụ  Igbo, á»kụká» na-egosi ịgba mbá» mana a bịa n’asụsụ  Bekee, á» bụ ịtụ  ụjá» ka á» na-egosi. N’ikpeazụ, nwanchá»cha mejupụtara ebumnobi ya site n’ime ka onye á»bụla mata na mbụrụ  anaghị  ezipụta echiche nkịtị. Ya bụ  na mbụrụ anụmanụ  nwere echiche dị iche iche site n’otu agbụrụ  ruo n’á»zá», sitekwa n’otu asụsụ ruo n’á»zá».

Full Text:

PDF

References


Barcelona, A. (2000). Metaphor and metonymy at the crossroads. Berlin: Mounton de Gruyter Deignam, A. (2003). “Metaphorical expression and culture: An indirect linkâ€, Journal of Metaphor and Symbols, Vá»l. 18, 255-271. Evan, V., & Green, M. (2006). Cognitive linguistics: An introduction. Edinburg: Edinburg University Press. Grady, E. J. (2007). Metaphor in Oxford handbook of cognitive linguistics. Oxford: Oxford University Press. Halupka-Resetar, S. & Radic, C. (2003). “Animal names used in addressing people in Serbianâ€. Journal of Pragmatics, vol. 35, 190 – 199. Kövecses, Z. (2002). Metaphor: A practical introduction. Oxford: Oxford University Press. Lakoff, G. (1993). The contemporary theory of metaphor. N’Ortony, A (Ed.). Metaphor and thought. Cambridge: Cambridge University Press. Lakoff, G. & Johnson, M. (1980). Metaphors we live by. Chicago: University of Chicago Press. Lee, D. (2001). Cognitive linguistics: An introduction. Oxford: Oxford University Press Low, G. D. (1988). On teaching metaphor. Oxford: Oxford University Press. Miall, D. (1982). Metaphor: Problems and perspectives. New York: Harvester Press.

Radden, G. (1999). “How metonymy are metaphors?†Na Barcelona (Ed.). Metaphor and metonymy at the crossroads. Berlin: Mounton de Gruyter Wee, L. (2004). Proper names and theory of metaphor. Cambridge: Cambridge University Press. White, M. (2003). Metaphor and economy: the case of growth, English for specific purposes: A multidisciplinary approach. Cambridge: Cambridge University Press.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.