MMEBE AHA N’IHIALA: Mgbaso Ntuziaka Lingwistiks

Chioma Magdaline Akaeze, Hypolite Chinaza Ilechukwu, Ifeoma Loveth Akpu

Abstract


Usoro mmebe aha bụ ihe á»mụmụ dị á»kpụtá»rá»kpụ nke ná» ka enyo a na-esite na ya ahụ á»dịdị aha na ihe ndị mebere maá»bụ mejụpụtara aha.  Ọ bụ  ụdị  ihe á»mụmụ  na-arụtụ aka n’asụsụ e siri na ya mebe aha. N’otu aka ahụ, á» bụ ihe á»mụmụ gbasara nka nke metụtara amụmamụ Lingwistiks. A na-esite na ya atụle maá»bụ enyocha aha na á»dịdị ya ma á» bụkwanụ  mmebere aha kpá»mkwem. Mgbe ụfá»dụ, a na-eleghara ụdị  ihe á»mụmụ  a anya n’amaghị na á» bụ isi sekpu ntị n’ịká»wa ihe aha pụtara tupu e webata atụtụ ndị á»zá» ga-enye aka na mwube nghá»ta dị n’aha ahụ a na-ekwu maka ya. Mbunuche nchá»cha a bụ ịchá»pụta usoro dị iche iche ndị Ihiala si emebe aha ha naaza site n’ịgbaso ntuziaka nke lingwistiks. Nchá»cha a chịká»tara á»tụtụ  aha ndị  Ihiala na-aza nke mere ka o doo anya na ndị Ihiala nwere usoro dị iche iche ha na-agbaso mgbe ha na-emebe aha ha na-aza. Ọzá» bụ na mmebe aha ụfá»dụ ha naaza na-agbadokarị ụkwụ n’olu ndị Ihiala. N’otu aka ahụ, a chá»pụtara na usoro mmebe aha ụfá»dụ ha na-aza na-enupụkarị isi n’iwu ụtá»asụsụ Igbo.

Full Text:

PDF

References


Agbedor, J. (2005). “The Similarities between naming practices among Ewes in Ghana and Guin-Mina in Togoâ€. Retrieved from University of Ghana http://ugspace;ug.edu.gh31language/linguistics On 27 July, 2016. Agyekum (2006). “Anthropological and Philosophical notions of Akan. Personal namesâ€. Retrieved from University of Ghana http://ugspace;ug.edu.gh31language/linguistics On 25 July, 2016. Babbie, E. (1986). The practice of Social Research. California:Wardin Sworth Publishers. Co. Ilogu, E. (1974). Christianity and Igbo Culture. Onitsha: University Publishing Compnay: Morris, H. (1993). “Prolegomena Theory of word Formationâ€. Retrieved from babel.ucsc.edu>mrg.reading>Hall… on 15 January, 2018. Chomsky, N. (1965) “The standard Theory of name formationâ€. Retrieve from www.glotto ride.ng on 15 January, 2018. Chomsky, N. (1973) “The Extended Theoryâ€. Retrieved on 15 January, 2018. Nwigwe, B. (2001). “Naming and being Philosophical Investigation on Names and Objects with special Reference to Igbo anthroponymsâ€. Retrieved from www.naming.1phil212...//antro.com on 26 July, 2016. Nwoye, M.C.(2014). “An Ethnographic Study of Igbo Naming Ceremonyâ€. Retrieved from www.academicjournals.org/DSA On 28 July, 2016. Onumajuru, V.C. (2007). “A semantic and pragmatic analysis of Igbo namesâ€. retrieved from www.Afrejo.net/journals/.../rol10no2art.com On 26 July, 2016. Uchegbu (2010). “Infancy Rites among the Igbo of Nigerianâ€. Research Journal Studies-Issue. Retrieved from www.researchjournal//aca.org/LI..%1’AS.On 3 July,2016

Ugwummadu, Paul Nwoke 66 Onyenkuzi 16/08/2016

Mbadịnuju, John Nwoke 71 Onyeá»rụ Bekee 18/08/2016

Irika, Anaebiná»nụ Nwoke 88 Okpara Umuezeawala

/08/2016

Nzechie, Mgbá»kwaá»cha

Nwaanyị 64 Onye na-azụ ahịa 24/08/2016 Egesimba, Uchechi Nwaanyị 19 NwaakwụkwỠ24/08/2016

Ilechukwu, Valentine Nwoke 65 Onye á»rụugbo 20/08/2016

Ilechukwu, Anyịbụná»nụ

Nwaanyị 77 Onye á»rụugbo 20/08/2016

Iroegbulam, Ndemegbulam

Nwaanyị 79 Onye á»rụugbo 30/08/2016

Nwadịchimma, Martha Nwaanyị 68 Onyenkuzi 02/09/2016

Enweremizu, Eziokwubụndụ

Nwoke 65 Onye na-azụ ahịa 20/08/2016


Refbacks

  • There are currently no refbacks.