NZIPỤTA ISIAGWA ỤMỤ NWAANYỊ N’EJIJE ỤMỤ NWOKE DERE NDỊ A HỌỌRỌ

Nọnyelum Mụọghalụ

Abstract


Edemede a hibere isi n’ileba anya n’ejije ndị  ụmụ nwoke dere ma chá»pụta etu e siri zipụta isiagwa ụmụ nwaanyị  n’ejije ndị  ahụ. O teela aka ụmụ nwaanyị  jiri ná»rá» na mmekpa ahụ  n’hi ụdị mmegbu dị iche iche ha na-agabiga n’ime ya n’ala Afrịka site n’oge gboo were  rutekwa n’oge ugbu a.  Ihe butere mmegbu ndị  a bụ  maka na ụfá»dụ  ụmụ nwoke aghá»taghị  uru ụmụ nwaanyị  bara na ndụ  ndị  mmadụ  n’ụwa. E nwere ịkpa oke na mmegbu n’etiti ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị nke ebumnobi ya bụ  ime ka e weda á»ná»dụ  ụmụ nwaanyị  ala, á»kachasị  ụmụ nwaanyị  ndị  Igbo. Ọ bụ  ụmụ nwoke iweda á»ná»dụ  ụmụ nwaanyị  ala nke sitere n’ụdị  omenala ndị  Igbo dị  iche iche nakwa ụdị  á»ná»dụ  ịbụ  isi e nyere ụmụ nwoke na-eweta mmegbu na ịkpa oke n’etiti  ụmụ nwoke na  ụmụ nwaanyị. Ọ bụ  nke a mere ụmụ nwaanyị  jiri hibe otu a kpá»rỠ“Feminism†n’asụsụ Bekee nke ha sitere na ya were na-ekwu hoohaa na ha anabataghị  akpamoke n’etiti ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị  nakwa á»tụtụ  mmegbu na-esote ya. Ọ bụ  nke a kpalitere mmụỠnwanchá»cha ime nchá»cha a iji chá»pụta etu akpamoke n’etiti ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị  nakwa anabataghị  uru ụmụ nwaanyị  bara si apụta n’agụmagụ  Igbo a rá»rá» arỠụmụ nwoke dere. A ga-achá»pụta  nke a site n’ịmata etu ụmụ nwoke siri  zipụta isiagwa ụmụ nwaanyị  n’ejije ha. Nke a ga-eme ka a mata ma ụmụ nwoke ha na-eweda á»ná»dụ

Full Text:

PDF

References


Akoma, E. (1983). Obidiya. Ibadan: University Press. Asigbo, A.C. (2012). “Evolving a Universal Culture for Peace, Good Governance and Sustainable Development in Nigeriaâ€. Na Chiegboka, A.B.C., Utoh Ezeajugh, Ibekwe, E.U., Nwosu, C.C., Oguno, N.C. & K.I. Nwadialor (Eds.). The Humanities and Good Governance, Faculty of Arts, Nnamdi Azikiwe University, Awka, ihu 65-69. Colhoun, C, Light, D. & Keller, S. (1998) Understanding Sociology. America: Glencoe McGraw Hill. Enem, O. F. (1999). The Nigerian Nation. Abuja: Tonem Publicity Company. Nwadike, I.U. (1991) Okwe Agbaala. Lagos: Macmillian Nigerian Publishers. Obi, N.M (2016). “Nziputa Omenala n’Iduuazi Igbo†na Ekwe Jonal, Nke Ndị Igbo Scholars Forum Nigeria, Vol.2, No. 1, October. Omonubi-McDonnell, M. (2003). Gender Ineá» uality in Nigeria. Ibadan:Spectrum Books. Onyekaonwu, G. (1980). Nwata Rie Awá». Awka: A.S.C.E, Awka.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.