ILU: NJIRIMARA NDỊ IGBO

Eunice Uche Akpamgbo

Abstract


Nchá»cha a gbadoro ụkwụ n’ilu dị ka otu n’ime atụmatụ okwu e nwere n’Igbo. E lebara anya n’á»tụtụ ihe gbasara ilu. Ebumnuche e ji mee nchá»cha a bụ ka e site n’edemede a ká»waara á»hanaeze na ilu kwesiri ịbata n’okwu mgbe mmadụ na-ekwu okwu. E mere nke a site n’iji ilu olenaole na mpụtara ha nye á»mụmaatụ. E nwetere ngwa nchá»cha site n’ajụjụ á»nụ a gbara ndị mmadụ  nakwa site n’akwụkwá» dị iche iche a gụrụ. A chá»pụtara na ilu bụ atụmatụ okwu e ji ekwu okwu dị omimi, nke á» bụ naanị onye nwere amamihe ga-amata ihe á» pụtara. Na nchịká»ta, nchá»cha a ga-enyere ụmụ akwụkwá», ndị obodo na ndị nkụzị aka ịmata uru dị n’ilu.

Full Text:

PDF

References


Achebe, C. (1965). Things Fall Apart. Ibadan: Heinemann. Amaizu, A. (2013). Okenye Aná»ghị n’Ulá». Enugu: Geli’s Publishers. Nwadike, I. C. (1981). Ntá»ala na Nnyocha Agụmagụ: Ihiala: Deo Gratias. Emenanjo, (1989). Atụmatụ Agụmagụ na Atụmatụ Okwu. Ibadan: Oxford University Press. Ezema. T. O. (2012). Nkuzi Agụmagụ á»dịnala Igbo. Kontagora: Victory Press. Ofomata, E.C. (2004). Ndezu ụtá»asụsụ Igbo nke Siniá» Seká»ndịrị. Enugu: Format Publishers. Onwudufor, F. (2007). Mmanụ E ji Eri Okwu. Enugu: Snapp Publishers.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.