ÙCHI/OYIMA N’OMENALA IGBO NAKWA N’OMENALA NDỊ IROOPU (EUROPE) : MYIRI NA NDỊICHE

Edith Ngozi Onukawa

Abstract


Mba niile dị n’elu ụwa nwere omenala ha. Nke a pụtara na mba ụwa niile nakwa agbụrụ niile nwere ụzá» ha si ebi ndụ ha, nke gụnyere: asụsụ ha, nka na ụzụ ha, usoro okpukperechi ha, nkwenye ha, atụmanya ha, usoro ha si akpa onwe ha obi ụtá», ụdị nri ha, mmasị ha nakwa ihe na-adị ha njá», ya bụ, nhụrụ ụwa ha n’uju. Otu n’ime nkwenye ndị  mmadụ  bụ uchi/oyima. Uchi bụ mgba ama banyere njá» maá»bụ mma gaeme n’á»dịnihu. Ọ bụ ụzá» dị omimi nke ndị  mmụỠsi ezi ndị  mmadụ ozi site n’aka mmadụ, anụmanụ, osisi na akụkụ, nakwa ihe ndị  á»zá». Nkwenye n’uchi bụ omenala zuru mba á»nụ, nke pụtara na á» bụ omenala Igbo ma bụrụkwa omenala ndị  mba Ofesi. N’agbanyeghị na uchi zuru mba ụwa á»nụ, odịdị ya n’omenala Igbo na odịdị ya na mba ndị Ofesi abụchaghị otu. Edemede a na-aká»wa myiri nakwa ndịiche dị n’uchi n’omenala Igbo na uchi n’omenala ndị mba Ofesi. Anyị  chere na á» dị mkpa ịchá»pụta myiri na ndịiche dị n’uchi n’omenala Igbo na nke mba Ofesi maka na uchi bụ otu usoro nzipụ ozi á»dịnala kacha adị omimi n’omenala agbụrụ niile.

Full Text:

PDF

References


uchi n’omenala ndị a bụ na n’omenala ndị Iroopu, uchi á»ma adịghị á»tụtụ, uchi á»já»á» niile bụ nke á»nwụ, ikwighikwighi anaghị ezi naanị ozi á»já»á», a na-esite n’á»tụtụ ngwa ụlá» ezi ozi uchi, ma ndị a adịghị etu a n’omenala ndị Igbo. Omenala Igbo na-esite na mmadụ ezi ozi uchi, ma omenala ndị Iroopu enweghị nke a.

Ka á» dị taa, ndị á»lá»rá»á»hụrụ n’omenala ndị a ekwenyechakwaghị n’uchi. Ha na-ahụ uchi dịka ihe adabaghị n’okpukperechi ha. Ụfá»dụ ha hụ uchi, ha ejirizie ekpere soo ya karịa ịga be dibịa afa.

Edensibịa Adibe, G.E. (2008). Igbo Mysticism: power of Igbo traditional religion and Society. Onitsha: Arch Diocesan Secretariat. Akoma, E (1977). Obidiya. Ibadan:University Press. Bob, R & Mitchell, J. (2000). The sleep watches. SpringVerlag. Echeruo, M.J.C & Obiechina, E.N. (1971). “Igbo traditional life, culture and Literatureâ€. The Conch. 3:2 Gbujie, C.O. (1979). Oguamalam. Ibadan: Macmillan. Igbokwe, B.N. (1999). Ajá» nwa a na-eku n’ikpere. Owerri: Alphabet. Ihentuge, F.A (1981). Isi kote ebu. Ibadan: Macmillan Press. Nwadike, I.U. (1999). “The ominous incontemporary Igbo literatureâ€. Nsukka Journal of the Humanities. 10. Pp. 159-174.

Nwala, T.U. (1985). Igbo philosophy. Ikeji: Literamed Publications Nwaozuzu, G.I. (2008). Dialects of Igbo language. Nsukka; University of Nigeria Press. Okafor, S.O. (2014). “The ominous, prophetic and ritualistic phenomena: Predominant motifs in selected works of Igbo contemporary Playwrightsâ€. PhD dissertation, Nnamdi Azikiwe University, Awka. Onukawa, E.N. (2017). The ominous as a medium of communication in traditional Igbo society. PhD disseratation, Abia State University, Uturu. Onyekaonwu, G.O. (1980). Nwata rie awo. Onitsha: University Press. Onyekaonwu, G.O. (1987). Oku ghara ite. Enugu:Inserlbeg. Shakespeare, W. (1972). Julius Caesar. Glasgow: Collins. Ubesie, T.U. (1979). Juo Obinna. Ibadan: Oxford University Press. Uchendu, V.C. (1965). The Igbo of south east Nigeria. New York: Holt Rinehart and Winston. Walker, B. (1997). Omen, in Ranson, K.A.(Ed). Academic encyclopedia. U.S.A: Glorier


Refbacks

  • There are currently no refbacks.