EBE A GA-AHỤ NSIRIHỤNDỤ NDỊ IGBO

Cordelia Ifeyinwa Isidienu

Abstract


Ọ na-abụ a chá»wa isi á»chụ e jee n’ụzụ. Ka ndị Afrịka si ebi gbanyere mkpá»rá»gwụ na nsirihụndụ  ha. N’oge gara aga ndị á»cha mbịarachịwa na-ahụta ndị mba isi ojii Afrịka ka ndị  usoro obibi ndụ  ha adabaghị adaba; ndị obi fere azụ, ndị mgbe ochie na ndị amaghị Chukwu. Ịgbasa na ịgbaso ụdị echiche dị etu a pụrụ ịdá»ghachi omenala na agamnihu agbụrụ azụ. N’ihi nke a, nchá»cha nhibereisi nsirihụndụ ndị Afrịka nke ndị Igbo bi n’á»wụwa anyanwụ ala Naịjirịa so n’otu n’ime ha ga-eme ka a ghá»ta etu ha si ahụta ma na-elegara ụwa anya. Nke a ga-enyekwu aka ịchá»pụta ihe kpatara ha ji eme ihe ha na-eme na ndụ ha. Nchá»cha a ji ajụjụ á»nụ, ihe a hụrụ  anya tinyere mmetụtaranahụ wee mere  ngwaá»rụ . A chá»pụtara na ebe a ga-ahụ nsirihụndụ ndị Afrịka tụmadị  nke ndị Igbo bụ n’aha, akụká» ifo, nka, ekpere, asụsụ, ilu, nká»mịrịká» dg. Nchá»cha a ga-enye aka hazigharịa echiche ndị mmadụ; ka nká»cha na ndejá» megide omenala mba Afrịka wee bịa na njedebe. Nke a ga-eweta ezi nghá»ta ma weta otuto nke omenala mba Afrịka tụmadị nke ndị  Igbo.

Full Text:

PDF

References


Abanuku, B. (2011). A History of African Philosophy. Enugu: SNAAP. Abraham, W. E. (1962). The Mind of Africa. Chicago: University of Chicago Press. Afigbo, A. E. (1981). Ropes of Sand: Studies in Igbo History and Culture. Ibadan: University Press. Aniako, C. C. (2012). “Arts in the Culture of Igboland.†N’Ofomata, G. E. K. A Survey of the Igbo Nation. Onitsha: Africana First Publishers. Ekwealor, C. C. (1998). Omenala na Ewumewu ndị Igbo. Onitsha: Palma Publishers. Elechi, A. (2005). Ethics in Nigerian Culture. Ibadan: Heinemann Books. Idigo, F. C. (2010). The Royal Dynasties of Aguleri. Enugu: Niky Publishers. Igbo, P. C. (2012). Elements of Igbo Culture & Tradition. Onitsha: Goodmark Prints. Isidienu, I. C. (2016). “Nzipụta ndụ ndị Igbo site n’Abụ á»dịnala Ha.†N’Okodo, I. A. (Ed). Odezuruigbo: An International Journal of Igbo, African and Asian Studies. Awka : Apple Books Press. Isidienu, I. C. (2016). “Philosophy of Igbo Proverbs: The Logic, Ethics and Esthetics in Igbo Culture.†Na Nmah, P. E. (Ed). International Journal of Religion & Human Relations. Awka: Perpetual Print. Kanu, I. A. (2015). African Philosophy: An OntologicoExistential Hermeneutic Approach to Classical and Contemporary Issues. Jos: Augustinian Publishers.

Madu, J. E. (2004). Honest to African Cultural Heritage. Onitsha: Caskan. Marshall, I. H. (1988). “Myth.†Na Ferguson, S. B. (Ed). NewDictionary of Theology. England: Intervasity. Ngosi, M. C. (2000). Nchịká»ta Ihe á»mụmụ nke Asụsụ Igbo. Nkpor: Optimal Press. Ofomata, C. E. (2012). Omenala na á»dịnala ndị Igbo. Enugu: Format Publishers. Ogbalu, F. C. (2006) (Ed). Igbo Institutions and Customs. Onitsha: Varsity Publishers. Ogugua, P. I. and Ogugua, I. C. (2013). “A Philosophicial Discourse on “Ofo†As Igbo Cultural, Religious and Ritual Symbol of Governance.†N’Anedo, O. A. & Udemmadu, T. N. (Eds) Ideal Igbo Scholars Journal. Awka: Besing Books. Onyewuenyi, I. C. (2012). “Igbo (African) Philosophy.†N’Ofomata, G. E. K. A Survey of the Igbo Nation. Onitsha: Africana First Publishers. Okafá», C. U. & Ewelukwa, U. (2008). Nhazi Asụsụ Igbo. Onitsha: A. C. Global Publishers. Zani, J. (1972). African Parables in 20 Africans Write on Communications in Africa. Uganda: Gaba.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.