NZIPỤTA MKPA EMUME IHE EBIRI DỊ N’AHỊAZỤ MBAISE KE STEETI IMO

Oparah, Chinwendu Everista; Ikechukwu A. Okodo

Abstract


Edemede a gbadoro ụkwụ n’ịká»wapụta mkpa emume ihe ebiri dị n’Ahịazụ Mbaise ke Steeti Imo. Ọ bụemume pụrụ iche e ji mara ndị Ahịazụ Mbaise á» kachasị ndị ὸtù ebiri, ma bụrụkwa emume nwere nnukwuá»ná»du na ndụ ndị Ahịazụ. Ebumnuuche edemede a bụ ịká»wa mkpa emume a dị n’Ahịazụ Mbaise merendị obodo a jiri bagịdesie ya ike. Iji mee ka edemede a kwụrụ chịm, nwanchá»cha tụlere á»tụtụ agụmagụiji bawanye mmụỠya n’ihe banyere emume. E ji usoro nchá»cha nká»wa dee edemede a, nke nyere ohereịgagharị n’obodo Ahịazu Mbaise jụỠase ihe banyere emume Ihe Ebiri. Ọ bụ atụtụ fá»nkshá»nalizim ka agbasoro mee nchá»cha a. Ndị e ji mee nchá»cha a bụ mmadụ asaa bụ ndị ὸtù ebiri a jụrụ ajụjụ á»nụ siteren’ajụjụ nchá»cha atá» e ji mee nchá»cha a. Ihe a chá»pụtara gosiri na emume ihe ebiri na-akwalite udo, ezimmeká»rịta mmadụ na ibe ya, agamniihu, ịdịnootu, obi aṅụrị na ezi á»ná»dụ obodo.Ya mere nwa nchá»chana-atụ aro ka ndị ὸtù ebiri na ndị Ahịazụ Mbaise gbaa mbá» na-akwalite emume a n’ihi uru pụrụ iche á»baara ha, ka obodo ndị á»zá» n’ala Igbo á¹…omiri emume Omenala a iji belata tigbuo na zá»gbuo n’obodo.Ọzá», ka ndị á»chịchị hazie ma kwalite á»ná»dụ akụnaụba, emume na Omenala Igbo dị iche iche.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.