AMAM ỌGỌDỌ N’OBODO ỌZỤBỤLỤ

Mụọto, Chinyelụ Ọbịageli; Udemmadu Thecla

Abstract


N’ ala Igbo, obodo á» bụla nwere emume dị iche iche ha na-eme oge dị iche iche maka ndị ogbo dị icheiche. Akwụkwá» a ká»wapụta na o nwere emume dị iche iche a na-emere ma okorobịa ma agbá»ghá»bịan’ala Igbo, mere e ji na-ekwu na á»kwa mba na-achị n’olu n’olu. Emume ndị ahụ na-abụkarị mgbe nwaokorobịa ma á» bụ nwa agbá»ghá»bịa chá»rỠịchịba ụkwu n’ụlá», ma á» bụ na á» chịbala achịba. Emume ndịahụ pụrụ iche a na-emere ụmụokorobịa gụnyere: ịwa akwa, ịme á»gwụ, ịma mmụonwụ, ịwa eze, someigele wdg. Nke ụmụ agbá»ghá»bịa bụ: iru mgbede, ime ụdala, mbari, ịdụ mbibi, ịpụ ebe, ịgba oro, na ịtụegbugbu. Ebum n’obi anyị ebe a bụ; ịchá»pụta ihe bụ amam á»gá»dá», ndị na-eme emume a, usoro e si emeya. O nwere uru ma á» bụ á»ghá»m a na-erite na ya? Mgbanwe e nweerela na ya. Usoro a ga-agbaso weemee nchá»cha a bụ nke nká»wasị na sá»vee. Atụtụ ga-agbazi nchá»cha a bụ atụtụ njirime. Achá»pụtara naomenala a bụ amam á»gá»dá» gbanyesịrị mgbá»rá»gwụ ya n’obodo Ọzụbụlụ ike nke na á» gaghị anwụ a maka oyibo si dị. Ọ bụ nwa nwa tote o tokwuru. Ọ gaghị anwụ anwụ, ihe á» sá»rá» ya ụka na-eme, á» kwụchịm. A tụziri ará» ka ndị nkuzi omenala na ndị á»ka mmụta mekwaa ụdị nchá»cha a ma á» bụ nke yiri yana steeti ndị á»zá». Ndị nkuzi kwesikwara ikuzi omenala tụmadụ mmemme ndị ahụ e jiri mara obodo, kaha ghara ịnwụ pịị.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.