ILU IGBO N’ỌNỌDỤ DỊ ICHE ICHE NA NKỌWA YA

Onyinye Ifeyinwa Onwudiwe; Nonyelum. J. Moghalu

Abstract


Ụfá»dụ ndị mmadụ á»kachasị ụmụaka na-etolite etolite amaghị ihe ekwe na-akụ n’ihe gbasara ilu Igbon’ihi na á»tụtụ ndị nne na nna leghaara asụsụ a mụnyere nwata na ya nke Bekee kpá»rỠ“mother toungeâ€anya ma were asụsụ bekee na-akụziri ha ihe. A bịa n’amụmamụ asụsụ Igbo maka ndị Praịmarị naSeká»ndịrị, e nwere nkeji ụtá»asụsụ kwụụrụ onwe ya kpá»mkwem maka ịká»wa ilu Igbo mana ụfá»dụ ndịnkụzi anaghị ewepụta oge akụziri ya ụmụaka nke ihe kpatara ya nwere ike bụrụ na ha amaghị ihegbasara ilu Igbo. Ọ bụ nke a kpalitere mmụỠndị nchá»cha n’ime nchá»cha a n’ihi na ilu Igbo dị nnukwumkpa na ndụ ndị Igbo; nke a mere e ji ekwu na “ilu bụ abụbá» ndị Igbo ji eri okwuâ€. Edemede a gaelebaanya n’ụfá»dụ ilu Igbo na nká»wa ha dịka ngwa nzipụta echiche miri emi. Ndị nchá»cha gbasorousoro sá»vee wee chịká»ba ihe ha jiri mee nchá»cha ha. Ọtụtụ ndị mmadụ amaghị ihe ekwe na-akụ n’ihegbasara ilu Igbo á»kachasị ndị na-etolite etolite n’ihi enweghị mmasị n’asụsụ Igbo ebe ụfá»dụ na-eledaya anya. Ụfá»dụ ndịnkuzi na-enyekwa ụmụakwụkwá» ha ntaramahụhụ maá»bụ pịa ha ihe n’ihi na ha sụrụasụsụ Igbo. Agwa dị otua wee bụrụ nnukwute ihe mkpá»bi ụkwụ nye otuto na mgbasa asụsụ Igbo na iluIgbo. Nchá»cha a ga-aba nnukwu uru nye ndịnkụzi, ụmụakwụkwá» n’ogogo dị iche iche, ndị nne na nnanakwazị á»hanaeze. Ọ ga-enyekwara ndị odee aka ịchịká»ba na ịhazi edemede ha site n’iwebata ilu Igbon’ebe á» dabara nke á»ma n’edemede ha. Dimkpa na-abụ á» taa akị, a hụ ichara ya, onye sịrị gị ikwubeokwu gị atụla ilu, sị ya á» gaba ije ya elele anya n’azụ. A naghị amacha ihe amacha o ji bụrụ na a ká»á»rá»onye ụlá», á» na-ekwe n’isi mana a ká»á»rá» onye á»bịa á» na-agba n’aka n’ihi na onye njenje na-amakarịonye isiawá» ihe. Site n’edemede a, a ga-emepe anya á»tụtụ ndị mmadụ ma mekwa ka amamihe habawanye n’ụzá» pụrụ iche n’ihe gbasara ilu Igbo. Ọ ga-enyekwa aka iwulite, ichekwaba na ịgbasaomenala Igbo n’ihi na asụsụ bụ ndụ mba. Ilu Igbo bụ Igbo, Igbo bụkwazị ilu, ha abụỠbụ a hụghị ebunama sị e lina dike.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.