IJI NGWAA ZIPỤTA USORO MWUBE OKWU METỤTARA ỊKỤ MKPỤRỤ NA IWE IHE UBI N'ALA IGBO

Chikodi Dympna Onyegiri

Abstract


Nchá»cha a bụ ileba anya n'iji ngwaa zipụta usoro mwube okwu metụtara ịkụ mkpụrụ na iwe ihe ubin'ala Igbo bụ nke kwesiri ka e leba ya anya n'oge ugbu a. A na-ahuta na á»tụtụ ndị Igbo e leghaala ihegbasara á»rụ ugbo anya ma gbasoo ihe ndị á»zá» dịka ịzụ ahịa,ịrụ á»rụ bekee nakwa ịga biri na mba ofesikarịa. N'ihi nke a á»tụtụ ndị Igbo a maghịkwa mkpụrụokwu ndị mebere á»rụ ugbo. Mbunuche nchá»cha abụ isite n'isiokwu a wepụta ngwaa ndị mebere mkpụrụokwu ndị metụtara akwụkwá» nri, mkpụrụ akụkụ,orunamba nakwa ihe ndị á»zá» metụtara ha. Ọrụ ugbo metụtara ngalaba dịka ịkụ azụ, izo okooko, ịkpaanụmanụ dgz. Ma nchá»cha a gbadoro ụkwụ n'ihe ndị a na-aká» n'ubi. Iji mee ka nchá»cha a wee zuo okèn'á»mụmụ mkpụrụokwu n'asụsụ Igbo nakwa amụmamụ asụsụ gbaa gburugburu, ụfá»dụ mkpụrụ akụkụndị e lebara anya na nchá»cha a gụnyere inine, ụgụ, gbá»lá»dị, aá¹…ara d.g.z. Ịmata ihe gbasara mkpụrụakụkụ ndị a dị oké mkpa n'ihi na á» ga-eme á»chá»cha ka á» mata ngwaa nke á» ga-eji rụỠá»rụ ya. Site nanchá»cha a, a chá»pụtara na ndị Igbo na-aká» á»tụtụ mkpụrụ akụkụ ma na-ewetakwa ha n'ubi n'oge owuweihe ubi. E lebaraanya na ngwaa ịká» ihe nakwa ngwaa ihe ubi. E gosipụtara ngwaa ndị a n'ahịrịokwuebe ha ná» n'á»ná»dụ na-egosipụta ndịmechaa, mmeugbua na nganihu. A gbasoro ezi usoro nke nchá»pụtana nsekasị wee rụỠá»rụ na nchá»cha a. Site na nke a, e mere ka ihe niile banyere nchá»cha a nakwa ụsae nwetara na ya wee anya. Site na nchá»cha a, a na-atụnye ará» ka e lebanye anya n'ihe gbasara ngwaan'akụkụ Igbo ndị á»zá» iji kwalite ihe gbasara akụkụ ngwaa ndị á»zá» n'Igbo. Nke a ga-enye aka ịkwaliteihe gbasara ngwaa nakwa asụsụ Igbo gbaa gburugburu.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.