Ntuleká»rịta Ngwaa Asụsụ Igbo na Ngwaa Asụsụ Latịn

Thecla Udemmadụ, Patrick Umezi

Abstract


Nchá»cha a bụ ntụleká»rịta ngwaa asụsụ Igbo na ngwaa asụsụ Latịn. Ụdị nchá»cha a bụ nchá»cha ntụleká»rịta asụsụ. Ihe ndị nchá»cha bu n’obi bụ ịmata ebe ngwaa asụsụ Igbo na ngwaa asụsụ Latịn si yite onwe ha ma á» bụ nwee ndịiche. Ihe kpalitere mụỠndị nchá»cha ime nchá»cha n’isiokwu a bụ na imilikiti ụmụafá» Igbo na-amụ asụsụ Latịn ka asụsụ mba ofesi na-enwekarị ihe mkpá»bi ụkwụ oge ha na-eme nke a, tinyere na o nwebeghị onye a tụrụ á»nụ kpá»mkwem na o meela nchá»cha n’isiokwu a. Atụtụ a gbasoro were mee nchá»cha a bụ atụtụ ntụleká»rịta asụsụ si n’aka Lado (1957). Ka e mechara nchá»cha a, a chá»pụtara na ngwaa asụsụ Igbo na ngwaa asụsụ Latịn nwere á»tụtụ myiri na ndịiche. Myiri dị n’etiti ha bụ na: a na-esi na ha enweta okwu á»hụụ, ha na-anabata mgbakwụnye; ha na-enwe opeka mpe otu ụdaume; ha na-eso mkpá»aha n’azụ n’ahịrịokwu; ha nwegbadoro isingwaa. Ndịiche dị n’etiti ha bụ na: ngwaa asụsụ Latịn na-ezipụta á»nụá»gụ mana ngwaa asụsụ Igbo anaghị ezipụta á»nụá»gụ; ngwaa asụsụ Latịn na-adị na ngwụcha ahịrịokwu mana ngwaa asụsụ Igbo na-adịkewe n’etiti isiahịrị na nnara; mgbochiume nwere ike ijedewe ngwaa asụsụ Latịn mana á» bụ naanị ụdaume naejedewe ngwaa Igbo; n’ahịrịnjụ, mgbakwụnye ngwaa Igbo na-adị n’azụ isingwaa mana mgbakwunye ngwaa Latịn na-adị n’ihu isingwaa; ngwaa Latịn na-agbaso ndaká»rịta katigori ụtá»asụsụ mana nke a adịghị mkpa maka ngwaa Igbo. N’ikpeazụ, ndị nchá»cha tụpụtara aro ka ndị isi ụlá»akwụkwá» dị iche iche gbaa mbá» webata akwụkwá» Igbo na Latịn n’á»ba akwụkwá» ha. Ọzá»kwa, ndị gá»á»menti ga-agba mbá» tinye asụsụ Latịn n’ihe á»mụmụ a na-eme n’ụlá»akwụkwá» niile. Ihe ndị a ga-eme ka á» dị mfe inweta ngwaá»rụ maka ime nchá»cha dị otu a n’á»dịnihu

Full Text:

PDF

References


Abdi, N. (2016). Contrastive Analysis and Error Analysis. Tesolclass.com/applying-slatheories/contrastive-analysis

retrieved on 4th September, 2016

Anagbogu, P.N., Mbah, B.M. & Eme, C.A. (2010). Introduction to linguistics (mbgh.2).

Awka: Amaka Dreams.

Dahl, O. (1985). Tense. Cambridge: Cambridge University Press.

Ebuziem, C. (2001). Let’s speak Latịn(for the church and the state). Owerri: Krisdon Graphic.

Gast, V. (forthcoming). Contrastive analysis: Theories and methods. In Kortmann, B. and J.

Kabatek (eds.), Dictionaries of Linguistics and Communication Science: Linguistic

theory and methodology. Berlin: Mouton de Gruyter.

Klaiman, M.H. (1991). Grammatical voice. Cambridge: Cambridge University press.

Lado, R. (1957). Linguistics across Culture: Applied Linguistics for Language Teachers. Ann

Arbor: University of Michigan

Mbah, B.M & Mbah E.E. (2014). Atụtụ amụmamụ asụsụ Igbo. Nsukka: University of Nigeria

Press.

Mbah, B.M. (2011). GB. syntax: a minimalist theory and application in Igbo. Enugu:

CIDJAP Press.

Morenberg, M. (1997). Doing grammar. Oxford: Oxford University Press.

Nwachukwu, P.A. (1987). The argument structure of Igbo verb. Cambridge: MIT.

Ofomata, C. (1997). JụỠm Igbo. Awka: Format Publishers.

Palmer, F.R. (2001). Mood and modality. Cambridge: Cambridge University Press.

Udemmadụ,T.N. & Okpalike, B. I. (2013). Igbo vp in x-bar syntax, n’Igbo scholars journal.

:1, Julaị 2013

Wormald, R.D. (1978). Longmans’Latin course grammar and exercises. Aberdren: Aberdren

University Press.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.