AZỌMALA NA NSOGBU YA NA NDỤ NDỊ IGBO: NZIPỤTA YA N’EJIJE EDEREDE IGBO A HỌỌRỌ

Nnamdị Anị, Nkoli Mercy Nnyịgide

Abstract


Ala bụ nnukwu ihe ndị Igbo nwere, nke ha na-asá»pụrụ. Ọ bụkwa ihe na-echebe mmadụ dị ka ha kwenyere. Na nkwenye ndị Igbo, mgbe á»bụla mmadụ mere ihe, megide ala, ma á» bụ ihe ala na-asá» nsá», á» na-achụ aja ya na ya so, iji medoo ala. Onye a na-ebo ebubo, na-eyipụ akpụkpỠụkwụ ya, kwụrụ n’ala, ṅụỠiyi ihe e boro ya. N’oge gboo, ala na-akụgbu onye á»bụla mere ihe á»já»á», maá»bụ onye á»bụla aka ya adịghị á»cha. Ala nwere ike ime ka afá» too mmadụ. Mgbe ahụ ka a na-asị na ala ji onye ahụ n’ihi ihe o mere. Nke a mere e ji adụ mmadụ á»dụ ka á» ghara ime ihe ala na-asá» nsá». Ofufe, ugwu na nsá»pụrụ ndị ahụ a na-akwanyeburu ala n’oge mbụ, na-akpụzi afá» n’ala taa. A na-azá»zi ala azá» na-enweghị egwu á»bụla tụmadị n’ala Igbo. Ọná»dụ ndị Igbo jizi azá» ala, kpalitere ndị á»kammụta n’agụmagụ Igbo, á»kachasị ndị odee ejije Igbo, n’idepụta á»ná»dụ ịzá» ala, á»tụtụ á»ghá»m, na nsogbu dị iche iche dị n’ịzá» ala. Nke a kpalitere ederede a bụ ileba anya n’ejije ndị ahụ e dere, ma zipụtara á»hanaeze, nsogbu dị iche iche naesi n’ịzá» ala apụta. Nchá»cha a sitere n’ejije ndị a há»á»rá». Ejije ndị ahụ bụ: Udo Ka Mma, Ihe Onye Metere na Onye Ụlá» Egbughị Onye nweta ihe a na-achá». A gbadoro ụkwụ n’Atụtụ ụsa á»gụụ (Readers Response Theory) wee tụchaa akwụkwá» ejije ederede ndị a há»á»rá». Ọ bụ site n’usoro nká»wa ka e si gosipụta ihe ndị a chá»pụtara. Nchá»cha a chá»pụtara na ụfá»dụ ndị odee ejije Igbo na-ezipụta ịzá» ala n’ejije ha. Ọzá», a na-esite n’ịzá» ala laa ndụ á»tụtụ mmadụ n’iyi. A chá»pụta kwara na ịzá» ala na-ebute á»gbaghara na esemokwu n’etiti ndị mmadụ na ibe ya, obodo na obodo nakwa ezinaụlá» na ezinaụlá» kwesịrị ịdị n’udo. Nchá»cha a ga-eme ka ndị niile na-azá» ala nakwa ndị niile chá»rá» izá» ala, site na nsogbu ndị ahụ a chá»pụtara, chegharịa echiche wee gbaso ibi n’udo. N’ihi nke a, nchá»cha a na-atụnye alo ka ndị Igbo zeere ịzá» ala ma na-achá» udo n’ihe gbasara okwu ala, dị ka ụfá»dụ ndị odee ejije zipụtara.

Full Text:

PDF

References


Adadama, I. (2013, March 16 ) “Ebonyi/Cross River Land Clashâ€, Vanguard.

www.http://vanguardngr.com/Adadama/Ikwo land crisis. Accessed:

th September, 2018.

Anaelechi, B. C. (1974), Udo Ka Mma, Ibadan: University Press.

Angaye, G. (2003), Causes and Cure of Conflict in Nigeria. (Online).

Available: http://www.nigerdeltacongress.com/graticles/causes-andcures-ofconflict-inhtm

Aná»zie, C. C. (2003), Igbo Kwenụ; Akụká» na Omenaala Ndị Igbo. Enugu:

Computer Edge Publishers.

Ayo, S.B. (2002), Public Administration and The Conduct of Community

Affairs Among The Yoruba in Nigeria. Institute for Contemporary

Studies. Oakland: Califonia.

Azeez, I.O., Ofoh, M.C., Onyema, M.C., Nzegbule, E.C., Ikojo, H.O., and

Onuoha, G.C. (2010), Conflict of land tenure and tree tenure on land

use and management among agro-based house holds in Nigeria.

International Journal of Advanced Agricultural Research (IJAAR),1.

-62.

Booth, W.C. (1988), The Rhetoric of Fiction, Chicago, IL: University of

Chicago Press.

Culler, J. (1975), Structuralist Poetics: Structuralism, Linouistics, and the

Study of Literature. Ithaca, NY: Cornell University Press.

Gibson, W. (1988). Authors, Speakers, Readers, and Mock Readers. In J.P.

Tompkins. Reader-Response Criticism. (1-6) Baltimore: MD: John

Hopkins University Press.

Holy Bible: King James version

Isichei, E. (1976), A History of Igbo People, London: Macmillan.

Joyce, I. O. (2012), Onye ỤlỠEgbughị Onye, Onitsha: Lincel Publishers.

Mba, B. M. (2017),Theories of Contextual Linguistics, Akwa: Amaka Dreams.

Mendie, A., Atser, J., and Ofem, B. (2010), Analysis of Public Land

Acouisition in Akwa Ibom state, Nigeria Journal of Human Ecology,

Vol. 31(3), pp. 197-203.

Nzeaká», J. U. T. (1972), Omenaala Ndị Igbo, Lagos: Longman Nigeria.

Nzeaká», J. U. T. (1979), Ọdịnaala Ndị Igbo, Lagos: Longman Nigeria.

Ogbalu, F. C. (1979), Omenaala Igbo, Onitsha: University Publishers.

Okediadi, N. (2002), Ihe Onye Metere, Enugu: Unik Prints.

Oluyede, P. (1978), Nigerian Law of Conveyancing, Ibadan: University Press.

Rabinowitz, P. (1987), Before Reading: Narrative Conventions and the

Politics of Interpretation. Ithaca, NY: Cornell University Press.

Tompkins, J.P. (1982), An Introduction to Reader-response Criticism. In J.P.

Tompkins. Reader-Response Criticism. (9-13) Baltimore: MD: John

Hopkins University Press.

White, M. and David, E. (1992), The Straight Mind and other essays. Boston,

M.A: Beacon.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.