NTULEKỌRỊTA ỌRỤ NSONAZỤ NA NGANIHU NA MMEBEOKWU IGBO NA BEKEE

Joy Eberechukwu Umeokolo

Abstract


Asụsụ bara ezigbo uru; ịmụ asụsụ mba á»zá» hịara ahụ mana á» dị mkpa. Mkpa á» dị bụ imụ asụsụ mba á»zá» na ihe na-eso ya webatara isiokwu nchá»cha a bụ "Ntụleká»rịta á»rụ Nsonazụ na Nganihu na Mmebeokwu Igbo na Bekee". Ebumnuche nchá»cha a bụ ịká»wa ihe bụ nsonazụ na nganihu na ihe ndị e ji emebe okwu nsonazụ na nganihu n'asụsụ Igbo na Bekee. á»zá» bụ ịchá»pụta ka e si emebe ha, ma gosipụta myiri na ndịiche dị n'etiti ha dị ka o si metụta asụsụ Igbo na Bekee. Nchá»cha a bụkwa iji zipụta nsogbu onye Igbo na-amụ Bekee ga-enwe na mmebeokwu nsonazụ na nganihu na-arụ n’asụsụ Bekee. A na-achá»pụtakwa ihe ndị a ga-eme wee gbochie nsogbu ahụ. Nwa nchá»cha gbasoro usoro nká»wa wee mee nchá»cha a, wee jiri Atụtụ Ntụleká»rịta Asụsụ (Contrastive Analysis) wee dozie ụzá» nchá»cha a. Nchá»pụta gosiri na nganihu na nsonazụ bụ má»fịm nke a na-agbakwụnye n'ihu na azụ mkpụrụokwu site n'iji ụdaume, mgbochiume na ụdaume, na myiriụdaume. Nchá»pụta gosikwara na ebe onye Igbo naamụ Bekee ga-enwe nsogbu bụ na ndịiche dị n'usoro mmebe nganihu na nsonazụ Igbo na Bekee. Nchá»pụta gbasara myiri na-egosi na asụsụ Bekee na nke Igbo na-eji nsonazụ emeputa okwu ndịnazụ ebe ndịiche bụ na “njụâ€. O bụ na nganihu ka á» na-adi na Bekee ma na-adị na nsonazụ n’asụsụ Igbo. Nke Bekee na-adị n’ihu ebe nke Igbo bụ n’azụ. Na nchịká»ta, a tụrụ anya na ndị Igbo na-amụ asụsụ Bekee ga-esite na nchá»cha a mara ebe ha ga-enwe ihe ịkpỠụkwụ ma sikwa n’ụzá» dị otu a belata ya.

Full Text:

PDF

References


Agbaedo, C. U. (2000). General Linguistics: An Introductory Reader. Nsukka: ACE

ResourcesKonsult.

Akabogu, C.H. (2017). Ntuleká»rịta ụdaasụsụ Igbo na Bekee: An Undergratuate

Project of Igbo, African & Asian Studies Department, Nnamdi Azikiwe

University, Awka.

Anagbogu, P.N.(1990) Grammar of Igbo Nominalization. Onitsha: University

Company.

Anagbogu, P.N. Mbah, B.M & Eme, C.A. (2010). Introduction to Linguistics

(Second Edition). Amaka Dreams Ltd.

Anozie, C.N. (2007). General Linguistics: An Introduction. Enugu: Tashiwa

Networks.

Anozie, C.N. (1999). Lingwistiik Sayensị Asụsụ. Nsụkka: Fulladu Publishing

Company.

Bloomfield, L. (1934). Language. London: George Allen and Unwin.

Chesterma, A. (1998). Contrastive Functional Analysis. Amsterdam John

Benjamin’s.

Chomsky, N. (1970). Remarks on Nominalization. In Study On Semantics In

Generative Grammar: The Hague Mouton.

Emenanjo, E.N. (1978). Element Of Modern Igbo Grammer. A Descriptive

Approach. Ibadan: OxfordUniveristy Press.

Emenanjo, E.N. (1982). Suffiụes and Enclitics in Igbo. In F.C Ogbalu, & E.N.

Emenajo (Eds.), IgboLanguage and Culture (Volume 2, pp. 132-167). Ibadan:

University Press Ltd.

Ewelukwa, U and á»kafá», U.C. (2018). Nhazi Asụsụ Igbo (Usoro á»hụrụ). A.C. Global

Publishing Co

Ezema, M.N. (2009). “Nkuzi Má»fịm Maka Ndị NCE Na-Amụ Igbo Dịka Asụsụ Nke

AbụỠ(L2). Já»nal Mmụta Igbo Vá»l 4 (1) 2009, P. 91-94.

Ikekonwu, C,P.A., Ezike-á»jịakụ, A. Ubani and J. Ugá»jị (1999) Fonolá»jị na Grama

Igbo. Ibadan: University Press PLC.

Lado, R. (1997). Linguistics Across Cultures. Michigan: University of Michigan.

Lawrence, T.L. (1982). The New Leụicon Dictionary of the English Languageụ

Univeristy Press.

Mathews, P.H. (1991). Morphology. Cambridge: University Press.

Mbah, B.M. (2016). Theories of Linguistics. Nsukka: University of Nigeria Press.

Mbah, B.M. (1999). Structure on Syntaụ: Igbo Phrase Structure. Nsukka: Prise

Publisher.

Ngoesi, M.C. (2000). Nchịká»ta Ihe á»mụmụ Nke Asụsụ Igbo Maka Ule Sinịá»

Seká»ndịrị.OptimalPress.

Ofomata, C.E. (2004). Ndezu ụtá»asụsụ Igbo nke Ndị SinịỠSeká»ndịrị. Enugu: Format

Publishers.

á»nụora, J.C. (2000). Utoasụsụ Igbo maka SinịỠSeká»ndịrị. Ibadan: Oụford University

Press.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.