NTỤCHA ỌRỤ NSONAZỤ MGBATỊ NA MMEBEOKWU NTIMIWU N’IGBO

Rita Chika Anaekwe

Abstract


Mmebeokwu nwere ụzá» dị iche iche á» na-agbaso, nke mgbanwe, nke mgbatị na nke mmepụta okwu . Mana nke anyị ga-eme nchá»cha na ya ebe a bụ nke mmepụta okwu. Isiokwu nchá»cha anyị bụ “Ntụcha á»rụ Nsonazụ Mgbatị na Mmebeokwu Ntimiwu N’Igboâ€. Ebumnuche kpalitere nchá»cha a bụ ịchá»puta ihe ndị a: ihe bụ mmebeokwu Igbo, ihe bụ mkpụrụasụsụ n’Igbo, ụdị mkpụrụasụsụ e nwegasịrị n’Igbo, ihe bụ nsonazụ mgbatị nakwa ka e si eji ha emepụta okwu ntimiwu. ụdị usoro a gbasoro wee mee nchá»cha a bụ nke nká»wa, wee jiri Atụtụ Mmebeokwu (Construction Morphology Theory) dozie ụzá» nchá»cha a. A chá»pụtara na mmebeokwu bụ otu ngalaba amụmamụ di n’ime sayensị asụsụ nke a na-amụ n’asụsụ á» bụla tụmadụ n’asụsụ Igbo. Nchá»pụta gosikwara na mkpụrụasụsụ bụ irighiri okwu pekarịsịrị mpe ma nwee nghá»ta. A chá»putakwara na e nwere ụdị mkpụrasụsụ abụá», nke nná»rá»onwe na nke ndabe. Nchá»pụta a gosikwara na nsonazụ mgbatị bụ dị nsonazụ á» ga-abụ e tinye ha n’okwu, ha agbatia nghá»ta okwu ahụ n’agbanweghị nkejiasụsụ okwu ahụ dị na ya. A chá»pụtara ka e si eji nsonazụ mgbatị emepụta okwu ntimiwu. A na-atụ anya na onye á» bụla gụchara á»rụ a, agaghizi enwe ihe mgbagwoju anya n’ihe banyere itinye ntimiwu na nsonazụ n’okwu Igbo.

Full Text:

PDF

References


Agbaedo, C. U. (2000). General Linguistics: An Introductory Reader. Nsukka: ACE

Resources Konsult.

Agbaedo, C. (2015). General Linguistics: Historical and Contemporary

Perspectives.Nsukka: KUMCEE – Ntaesho Press.

Aná»ka, G. M.(2007). Selectional Restrictiones. The Verb Meaning “To Buyâ€. In P.A.

Nwachukwu (Ed), Readings on the Igbo Verb (pp. 168 - 200). Nsukka: ILA.

Anozie, C.N (2007). General Linguistics: An Introduction. Enugu: Tashiwa

Networks.

Aronoff, M. (1976) “Word Formation in Generative Grammarâ€. Linguistics.

Iná»uiring Monographone Cambridge. Masschsetts: MLT. Press.

Bauer, L. (1983). English Word Formation. Cambridge Univeersity Press.

Bloomfield, L. (1934). Language. London: George Allen and Unwin.

Chomsky, N. 1970). Remarks On Nominalizationâ€. Reprinted 1972 In Study on

Semantics In Generative Grammar: The Hague Mouton.

Emenanjo, E.N. (1978). Element of modern Igbo Grammer. A descriptive Approach

Ibadan: Oxford Univeristy Press.

Emenanjo, E.N. (1982). Suffixes and Enclitics in Igbo. In F.C Ogbalu, & E.N.

Emenajo (Eds.), Igbo Language and Culture (Volume 2, pp. 132-167). Ibadan:

University Press Ltd.

Ezema, M.N. (2009). “Nkuzi Má»fịm Maka Ndị NCE Na-Amụ Igbo Dịka Asụsụ Nke

AbụỠ(L2). Já»nal Mmụta Igbo Vá»l 4 (1) 2009, P. 91-94.

Ikekonwu, C,P.A. Ezike-á»jịakụ, A. Ubani na J. Ugá»jị (1999) Fonolá»jị na Grama

Igbo. Ibadan: University Press PLC.

Lado, R. (1997). Linguistics Across Cultures. Ann Arbor: University of Michigan.

Mathews, P.H. (1991). Morphology. Cambridge: University Press.

Mbah, B.M. (2016). Theories of Linguistics. Nsukka: University of Nigeria Press Ltd.

Mbah, B.M. (1999). Structure on Syntaụ: Igbo Phrase Structure. Nsukka: Prise

Publisher.

Ofomata, C.E. (2004). Ndezu ụtá»asụsụ Igbo nke Ndị SinịỠSeká»ndịrị. Enugu: Format

Publishers Ltd.

Ọkpalite, B.I. (2017). Theory of Construction Morphology. In B.M. Mbah, Thoeries

of Conteụtual Linguistics (pp. 1). Amaka Dreams ltd.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.