NKỌWA NNỌCHI NA ỤDI YA GA N’ASỤSỤ IGBO

Aloysius Udosinachi Umeodinka

Abstract


Edemede a bụ nke nchá»cha. Isi okwu ya bụ “Nká»wa Nná»chi Na Ụdị Ya Ga N’Asụsụ Igboâ€. Nchá»cha a, n’etu e menụbeghị na mbụ, bụ nke kpebiri iji asụsụ Igbo nyochaa “Nká»wa Nná»chi†n’asụsụ Igbo. Otu n’ime ebmnuche ndị kpalitere nchá»cha a bụ ịká»wa ihe bụ nká»wa nná»chi. Ebumnuche á»zá» bụ ịchá»pụta njirimara ndoká» okwu ya. Ebumnuche nke atá» bụ ịchá»pụta ụdị nká»wa nná»chi dị iche iche e nwere n’asụsụ Igbo. Usoro nchá»cha anyị na-agbaso bụ nke nká»wa. Atụtụ anyị ji eme ya bụ Atụtụ Usoro okwu. Nchá»pụta nke mbụ na-aká»wa na ihe bụ nká»wa nná»chi bụ ofu aha ma á» bụ nkebi okwu keaha, nke na-esote aha iji gosị ya, gwa anyị okwu gbasara ya, ya bụ, ịká»wa ya. Gbasara njirimara ndoká» okwu nká»wa nná»chi, anyị na-achá»pụta na nká»wa nná»chi ná» á»dụ ka nká»wa aha nkebi ahịrị dị mfe. Ndoká» ya nwere ihe ndị na-egosị nká»wa nná»chi. á»zá», na ndoká» nká»wa nná»chi, mmebere ya niile na-arụtụ aka n’ibe ha. Ndoká» okwu ya bụ nke ihe ndị mebere ya na-enye nzirita ozi, na-emekwa nkwurukwasa. N’ịgbado ụkwụ n’usoro okwu, anyị na-achá»pụta na ụdị nká»wa nná»chi e nwere n’asụsụ Igbo gụnyere ndị a: kengawanye, kengadebe, keahịrị okwu, kemkpụrụ okwu, kempekele, kenkwugharị aha, kenkebi okwu, kenkebi ahịrị, kenná»rá»onwe na keaná»rá»ghị onwe.

Full Text:

PDF

References


Anagbogu, P.N., Mbah, B.M. na Eme, C.A. (2010). Introduction to Linguistics(2nd

Edition). Awka: Amaka Dreams Ltd.

Crystal, D. (1971). Linguistics. Great Britain: Hazell Watson and Viney Ltd.

Crystal, D. (1991). A Dictionary of Linguistics and Phonetics. Oụford Oụ4: Basil

BlackwellLtd.

Crystal, D. (1992). A Dictionary of Linguistics and Phonetics. Oụford: Blackwell

Publishers Ltd.

De Saussure, F. (1916). Course in General Linguistics. Geneva: University of

Geneva.

Echebima, G. (2015). A Textbook of Igbo Linguistics.Owerri: Assumpta Press.

Ekeulu, C.V. (2009). Ntụziaka N’á»mụmụ Asụsụ, Agụmagụ, Omenaala Na Ewumewu

Igbo Nke Ndị Seká»ndịrị Ukwu Nke Mbụ. Yaba-Lagos: Kandu Publishing

Company.

Eleodimuo, A. (1988). Apposition in Igbo. Unpublished B.A. Project, UNILAG.

Emenanjo, E.N. (1978). Elements of Modern Igbo Grammar: A Descriptive

Approach. IbadanUniversity Press Ltd.

Eyisi, J. (2006). A Grammar of English: The Student’s Companion. Nimo: Reụ

Charles and Patrick Ltd.

Ezeomeke, S.O. (2004). Igodo Nghá»ta Ụtá»asụsụ Igbo. Enugu: Easy-á»uality Press.

Hodges, J.C. na Whitten, M.E. (1982). Harbrace College Handbook. New York:

Harcourt Brace Jovanovich, Inc.

Murthy, J.D. (2007). Contemporary English Grammar. Lagos: Book Master.

Ofili, N.D., Chukwu, A.O. na Anozie, C.C. (2012). Lingwistiiki Sayensi Asụsụ II.

Nsukka: Paschal Communications.

Prasad, T. (2014). A Course in Linguistics (2nd Edition) . Delhi: PHI Learning Private

Ltd.

Quirk, R. na Greenbaum, S. (1973). A University Grammar of English. London:

Longman.

Quirk, R. na Greenbaum, S.(1981). A University Grammar of English. London:

Longman Group Ltd.

Quirk, R., Greenbaum, S., Leech, G. na Svartvik, J. (1985). A Comprehensive

Grammar of the English Language. London: Longman.

Trask, R.L. (1993). A Dictionary of Grammatical Terms in Linguistics. New York:

Routeledge

Uba-Mgbemena, A. (2000). Apposition in Igbo Syntaụ: A Syntactic and Semantic

Study.Vol.1. pp.20-28.

Uba-Mgbemena, A. (2006). Ntá»ala Usoro Asụsụ Igbo. Ibadan: Gold Pres.s Ltd.

Umeodinka, A.U. (2011). “Apposition in Igbo Syntaxâ€. Unpublished M.A. Thesis,

UNN.

Umeodinka, A.U., Ugochukwu, C.N., Ogwudile, E.C. na Ilechukwu, D.I. (2019).

Kpá»ká»pịụtá»- asụsụ Na Ntụgharị.á»ka: Divine Press.

Uwalaka, M.A.(1997). Igbo Grammar. Ibadan: The Pen Services.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.