NDỊ ICHE DỊ N’ETITI OLU NDỊ MBAISE NA NANKA IGBO

Sọpụrụchi Christian Abọh, Vivian Nkechinyere Ọnụọha, Chinwe Udechukwu

Abstract


Nchá»cha a na-eleba anya na ndịiche dị n’etiti olu ndị Mbaise na Nanka Igbo. Ebumnuche nchá»cha a kpá»mkwem bụ ịchá»pụta ndị iche dị n’etiti olu ndị Mbaise na Nanka Igbo n’ogo mkpụrụ ụda asụsụ ya na ịmata ndị iche na-apụta ihe n’olu ndị abụỠndị a n’ogo mkpụrụ okwu. Njiatụle sitere n’aka ndị nchá»cha. Onye Mbaise na onye Nanka nyere aka kwado njatụle ndị nchá»cha wepụtara. A gbasoro usoro nká»wa wee tapịa njatụle. A gbadoro ụkwụ n’atụtụ njirimara nke LePage na Tabouret-Keller nakwa echiche ndị á»kaa olu ndị gbasara ndị iche n’asụsụ were tụchaa njiatụle. A chá»pụtara na ebe Mbaise na-ewebata /h/ maá»bụ /f/, Nanka na-ewebata /ɸ/. N’aka nke á»zá», ebe Mbaise na-eji /ɪ/ arụ á»rụ, Nanka na-eji /ÊŠ/. Nchá»cha gosikwara na á» bụrụ na Mbaise nwee mkpụrụ ụda asụsụ /ɤ/, /z/ na /r/ na mkpụrụ okwu, ihe na-apụtakarị ihe n'olu ndị Nanka n’otu mkpụrụ okwu ahụ bụ /h/, /Ê’/ na /l/ n’otu n’otu. A chá»pụtakwara na á» bụghị mkpụrụ okwu Mbaise ji egosipụta nghá»ta ka Nanka jikwa ezipụtakwa otu nghá»ta ahụ. Site n’etu mmadụ si asụ asụsụ, a na-eji ya amata ebe onye ahụ si. Nchá»cha kwadoro echiche ndị á»ka olu ndị na obodo ná»tere ibe ha aka na-enwe ndị iche na mkpụrụ ụda asụsụ na mkpụrụ okwu. A tụnyere aro ka nchá»cha a ga-eme n’á»dịnịịhụ leba anya na myiri dị n’etiti olu ndị Mbaise na Nanka Igbo.

Full Text:

PDF

References


Agbedo, C. U. (2015). General Linguistics: Historical And Contemporary

Perspectives. Nsukka: KUMCEE-Ntaeshe Ltd.

Agugu, M. O. (2006). Ndị Igbo Na Akụká»ala Ha. Nsukka: Eva-Unioue Printing and

Publishing Enterprises.

Bernard, C. (2006). Language. Washington: Microsoft Corporation.

Campbell, L. (1998). Historical Linguistics: An Introduction. Cambridge: MIT Press.

Chambers, J. K. & Trudgill, P. (2004). Dialectology (mbgh nke abụá»). Cambridge:

Cambridge University Press.

Emenanjá», E. N. (1978). Elements Of Modern Igbo Grammar. Ibadan: Oxford

University Press.

Enete, A. N. (2008).Linguistic Variation And Change In Edem (A Ouantitative

Approach). Nchá»cha M.A., Ngalaba Lingwistiks, Igbo na Asụsụ Naịjirịa ndị

á»zá», Mahadum Naịjirịa, Nsụka.

Ewa, N. S., Dimgba, F I. & Eze, A. C. (2018). Mmetụta Olundị Awgu N’á»mụmụ Igbo

Izugbe N’ogo JunịỠSeká»ndịrị N’okpuru á»chịchị Ime Obodo Awgu Na Steeti

Enugu. Arụmarụ BA.Ed, Ngalaba Mmụta Nka, Mahadum Naịjirịa, Nsụka.

Eze, C. N., Aboh, S. C. & Aruah, V. O. (2017). Uru Asụsụ Ãmáà là Bara Na Mwulite,

Nchekwa Na Mbufe Sayensị Na Nkanaụzụ: Dịka O Si Metụta Naịjirịa.The

Creative Artist: A Journal of Theatre and Media Studies, 13(2), 158-169.

Green, M. M. & Igwe, G. E. (1963). A Descriptive Grammar of Igbo. London:

Oxford University Press.

Kudžmaitė, G. & Juffermans, K. (2020). Politically Open-Sociolinguistically

Semipermeable: A LinguisticLandscape View Into TheLithuanianPolishBorderland. Na D. Malinowski & S. Tuf

(odz.),ReterritorializingLinguistic Landscapes: Questioning Boundaries And

Opening Spaces(ihu 262-283). London: Bloomsbury Publishing Plc.

Labov, W. (1966). The Social Stratification of English in New York city.

Washington D.C.: Centre for Applied Linguistics.

Labov, W., Cohen, P., Robins, C. & Lewis, J. (2001). Principles Of Linguistic Change.

Vol. II: Social Factors. Oxford: Basil Blackwell Publishers.

LePage, R. B. & Tabouret-Keller, A. (1985). Acts of Identity: Creole-Based

Approaches To Language And Ethnicity. Cambridge: Cambridge University

Press.

Nwadike, I. U. (2002). Igbo Language In Education: An Historical Study. Obosi:

Pacific Publishers Ltd.

Nwadike, I. U. (2008). Igbo Studies: From The Plantations of West Indies To The

Forestlands of West Africa, 1766-2008. Inaugural lecture of the University of

Nigeria, Nsukka.

Nwaozuzu, G. I. (2017). Dialects of Igbo Language. Nsukka: University of Nigeria

Press Limited.

Obuasi, I. & Chukwu, H. (2010). Language; Definition, Meaning And Functions:

Learning And Teaching English In The Context Of Second Language. Na J.

C. Ogbodo, E. J. Otagburuagu, C. U. Ogbuehi na L. C Ogenyi (Odz.), New

Horizons In Communication Skills: A Use of English Course Text (pp. 1-17).

Nsukka: Afro-Orbis Publishing.

Ọfá»mata, C. E. (2004). Ndezu ụtá»asụsụ Igbo. Enugu: Format Publishers.

Shareah, M. A., Mudhsh, D. M. & Al-Takhayinh, A. M. (2015). An Overview On

Dialectal Variation. International Journal of Scientific And Research

Publications, 5(6), 1-5.

Ụkaegbu, N., Abá»h, S. C. & Mbah, E. E. (2017). Nnyocha Ndịmiche Mkpụrụ ụdaasụsụ

Igbo Na Berom. Journal of Igbo Studies, 12(1), 56-71.

Umeá»dịnka, A. U., Ugochukwu, C. N., Ọgwụdile, C. E. C. & Ilechukwu, D. I. (2019).

Kpá»ká»pị ụtá» Asụsụ Igbo Na Ntụgharị Maka Ndị Seká»ndịrị Na Mahadum.

Awka: Divine Printing and Publishing Co.

Williamson, K and R. Blench. (2000). Niger-Congo. In H. Heine & D. Nurse (Odz.)

African Languages: An Introduction(pp. 11-40). Cambridge: Cambridge

University Press.

Wolfram, W. & Fasold, R. W. (1974). The Study of Social Dialects In American

English. Englewood Cliffs: Prentice Hall Inc.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.