MÌ€MA NSOKWAÌ€SIÌ£ NÌ€KEÌ€: NÌ€KAÌ€MMAÌ„ NAÌ€ UÌ€KP UÌ€R UÌ€ NGHOÌ£TA OKWU

George Onwudiwe

Abstract


M̀mèwere ekwumekwu n’asụsụ ọ bụla bụ ụdaasụsụ. Ụdaaụsụ nwekwara keusoro nà kèntụkwasa. Ụdaasụsụ keusoro bụ ndị ahụ a na-edo n’usoro iji wube okwu; ya bụ mkpụrụụda mgbochiume na mkpụrụụda ụdaume. Ma, ụdaasusu keusoro ga-adì ka okiriko abaghị n’ihe ọ ḅụla na-enweghị nghọta ma e webataghị mkpụrụụda kèntụkwasa n’okwu (Lobner 2002). Ọ ga-ahịakwa ahụ ịbagide ekwumekwu n’ejighị ụdaasụsụ kentụkwàsa. Nke a mere edemede a ji chọọ ịkọwapụta mkpa ụdaasụsụ kèntụkwasa dị n’iwebata nghọta n’u ̀ tọasụsụ mgbe a na-asụ ya. Okwu ọ bụla nke mmadụ na-ekwu nwere nghọta o kwesịrị inye site na nhazi nke ụdaasụsụ kèntụkwasa ma ọ bụ ǹkà onye na-ekwu okwu ji ekwu, nke ihe ga-ezipụta ya bụ u ̀dà asụsụ kèntụkwasa dị iche iche, ndị Ò kaasùs ụ Igbo kpọrọ nsokwasị ǹkè. Ma mgbe ụfọdụ, okwu ndị mmadụ na-ekwu adịghị enye nghọta kwesịrị ka e nwete n’ihi e webataghị m̀ma nsokwasị ǹkè kwesịrị na n’ebe ha kwesịrị.Anyị ga-ewekọta m̀ma nsokwasị ǹke ụfọdụ dị mkpa maka isiokwu edemede a site n’edemede ndi odee dị iche iche n’ọdịdịụda na ọdịdị ụdaasụsụ gbasara nke a, ma gbaso usoro kènkọcha zipụta etu ha si ewebata nghọta na ǹkàmma n’ekwumekwu, tụmadụ n’asụsụ Igbo.Anyị ga-etinyekwa ntụpụta nkeàtù t u ̀ Nikolaj Serjiyevich Trubetzkoy (1890 – 1999) na ndị Otu Mmụta Prague gbasara Ọdịdị ụdaasụsụ guzowere nke anyị ga-akpọ ebe a Ọdịdịụdaasụsụ Ǹnònọrụn’ ọrụ n’edemede a. Mana anyị ga-ahọrọ kpọmkwem otù n’ime ụmụ àtu ̀ tụ a nke anyị ga-akpọ Ǹno ̀nọrụ Kènzipụta wee mee nkọwa anyị, ma bụrụkwa nke Malmkjӕr (2002) na Matthews (2007) kwadosiri ike maka ụdị isiokwu a. Ọ bụzì echiche na nkwenye edemede a na mgbe ndị mmadụ gụchara edemede a, ha ga-amalite iji m̀ma nsokwasị ǹkè ga na-adaba na-eme ekwumekwu, ma sitezie na nke a na-ekwu okwu ga na-enye nghọta dabara adaba ma na-atọ ụtọ na ntị.

Full Text:

PDF

References


Abercrombie, D. (1967). Elements of General Phonetics. Edinburgh: University

Press.

Ashby, M. Na Maidment, J. (2005). Introducing Phonetic Science. Cambridge:

University Press.

Clark, J., Yallop, C. Na Fletcher, J. (2007). An Introduction to Phonetics And

Phonology

(Third Edition). Malden: Blackwell Publishing.

Collins, B. Na Mees, I. M. (2003). Practical Phonetics and Phonology. London:

Routledge Taylor and Francis Group.

Dauer, R. M. (1983). “Stress-Timing and Syllable-Timing Re-Analyzedâ€, Journal of

Phonetics II: 51-62.

Fant, G. (1956). “On The Predictability of Formant Levelsand Spectrum Envelopes

From Formant Freouenciesâ€, In M. Halle H. Lunt and H. Maclean (Eds), For

Roman Jakobson. The Hague: Mouton.

Finch, G. (2000). Linguistic Terms and Concepts. New York: Palgrave Macmillan.

Ladefoged, P. (2006). Acourse In Phonetics. Boston: Wadsorth Cengage Learning.

Laver, J. (1994). Principles of Phonetics.Cambridge: University Press.

Lobner, S. (2002). Understanding Semantics. London: Hodder Arnold.

Lyons, J. (1995). Linguistic Semantics: An Introduction. Cambridge: University

Press.

MalmkjÓ•r, K. (2002). The Linguistic Encyclopedia. London: Routledge.

Matthews, P. H. (2007). The Concise Oxford Dictionary Of Linguistics. Oxford:

Oxford University Press.

Mbah, B. M. Na Ndị Otù Odee Ya (2013). Ìgbò Àdi. Nsukka: University Of Ngeria

Press.

The Society For Promoting Igbo Language And Culture (N.D). Ọkaasụsụ Igbo.

Onitsha: Varsity Press.

Onwudiwe, G. E. (2015). “Tone Intonation Interface: An Acoustic Analysis of Igbo

Language Speakers of Englishâ€, A Phd Dissertation Of Nnamdi Azikiwe

University, Awka.

Onwudiwe, G. E. (2017). “Juncture In Speech: Illustrations From The Nnewi Dialect

Of Igboâ€, n’Igwebuike: An African Journal of Arts And Humanities, Volume

, Number u5, Pp. 77 – 94.

Onwudiwe, G. E. (2018). “Mkpọpu

Ì€

ta Nà Mkpọkọ Ùd à: Agwara Òsèkpu

Ì€ NÌ€ti

̀N’ọsụsụ

Nà Nghọta Asu

Ì€su

Ì€â€, n’Odezuruigbo: An International Journal of Igbo, African

and Asian Studies, Volume 2, No. 2, Pp.1 – 18.

Ụzọchukwu, S. (2001). Traditional Funeral Poetry of The Igbo. Akoka-Lagos:

University Of Lagos Press.

Wells (2006). English Intonation: An Introduction. Cambridge: University Press.

Winkler, E. G. (2007). Understanding Language. London: Continuum.

Mgbakwụnye

Ndị bụ nkọwada okwu ụfọdụ e ji dee edemede a:

Àkpọmu

Ì€da..........................................Phonation

AÌ€tu

Ì€

tu Ọdịdịu

̀dàasu

̀sụ Ǹnọnọrụ...........Functional Phonology Theory

Igidi nkejiokwu.................................Syllable foot

M̀ ma nsokwasi ǹkè.............................Suprasegmental feature

Nchetụ/nchere/ǹsu

Ì€su

Ì€

...........................Pausing

Ǹdànusòrò...........................................Rhythm

Ndigide ùdà.........................................Sound duration

Ndọtị u

̀dà.............................................Lengthening

Ngụkọ ǹsìnaǹkèjiokwū........................Syllable timing

Ngụkọ ǹsìnikeolū.................................Stress timing

Ngwagharị ogoolū................................Pitch variation

Ngwaghaị oluokwū...............................Modulation of voice

Ǹsònoge................................................Timing

Ǹsòrogē ǹdàmu

̀dà..................................Freouency

Ǹtụ ǹsòrogè...........................................Hert (Hz)

Ogē ùdà.................................................Tempo

Ufùru akpọmu

̀dà....................................Phanation waveform

Ùm ịu

Ì€da

Ì€

..................................................Sound acoustics

Usoro àtu

Ì€

tu

Ì€ NÌ€no

̀nọrụ Nzipu

Ì€

ta .............Expressive function Approach

Ùz ụ (u

̀dà)................................................Loudness


Refbacks

  • There are currently no refbacks.